MyBibleAtlasAbụ Ọma 72

Abụ Ọma

Abụ Ọma 72

Psalm 72 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 72Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading says it is “for Solomon”. This is a royal Psalm that prays for a king who rules with justice, defends the poor and blesses the nations.

Abụ Ọma 72 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , jiri ikpe ziri ezi mejupụta eze. Nyekwa nwa eze ezi omume gị.

KJV verse 1: Give the king thy judgments, O God, and thy righteousness unto the king’s son.

Ọ ga-eji ezi omume chịa ndị gị, jiri ikpe ziri ezi chịa ndị a na-emegbu.

KJV verse 2: He shall judge thy people with righteousness, and thy poor with judgment.

Ka ugwu niile wetara ndị mmadụ ịba ụba; ugwu nta niile wetakwara ha mkpụrụ ezi omume.

KJV verse 3: The mountains shall bring peace to the people, and the little hills, by righteousness.

Ọ ga-ekpepụta ndị a na-emegbu nʼetiti ndị mmadụ, zọpụtakwa ụmụntakịrị ndị nọ na mkpa; ọ ga-egwepịa onye mmegbu.

KJV verse 4: He shall judge the poor of the people, he shall save the children of the needy, and shall break in pieces the oppressor.

Ka ọ dịgide ruo mgbe niile dịka anyanwụ na-adịgide, dịka ọnwa na-adịgidekwa ruo ọgbọ niile.

KJV verse 5: They shall fear thee as long as the sun and moon endure, throughout all generations.

Ọ ga-adị ka mmiri na-ezokwasị ala ubi a sụrụ asụ, dịka mmiri ozuzo na-ede elu ala.

KJV verse 6: He shall come down like rain upon the mown grass: as showers that water the earth.

Nʼoge ndụ ya, ka ndị ezi omume too, na-awasa; ịba ụba ga-ejupụta ebe niile ruo mgbe ọnwa agaghị adịkwa.

KJV verse 7: In his days shall the righteous flourish; and abundance of peace so long as the moon endureth.

Ọ ga-achị site nʼosimiri ruo osimiri, na-esite nʼiyi ukwu. ruo na nsọtụ niile nke ụwa

KJV verse 8: He shall have dominion also from sea to sea, and from the river unto the ends of the earth.

Ebo niile ndị bi nʼọzara ga-akpọ isiala nye ya, ndị iro ya niile ga-abụ ndị e wedara nʼala.

KJV verse 9: They that dwell in the wilderness shall bow before him; and his enemies shall lick the dust.

Ndị eze na mba niile dị nʼebe dị anya, ga-atụ ụtụ wetara ya; e, ọ bụladị ndị eze si na , ga-ewetara ya ọtụtụ onyinye.

KJV verse 10: The kings of Tarshish and of the isles shall bring presents: the kings of Sheba and Seba shall offer gifts.

Ndị eze niile ga-akpọ isiala nye ya, mba niile ga-ejekwara ya ozi.

KJV verse 11: Yea, all kings shall fall down before him: all nations shall serve him.

Nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa mgbe ha kpọkuru ya. Ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye na-enweghị onye ga-enyere ha aka.

KJV verse 12: For he shall deliver the needy when he crieth; the poor also, and him that hath no helper.

Ọ ga-enwe ọmịiko nʼahụ ndị na-enweghị ike, na ndị nọ na mkpa, ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa site nʼọnwụ.

KJV verse 13: He shall spare the poor and needy, and shall save the souls of the needy.

Ọ ga-azọpụta ha site na mkpagbu na ihe ike, nʼihi na ndụ ha dị oke ọnụahịa nʼanya ya.

KJV verse 14: He shall redeem their soul from deceit and violence: and precious shall their blood be in his sight.

Ka ọ dị ogologo ndụ! Ka e nye ya ọlaọcha e wetara na . Ka ndị mmadụ na-ekpere ya ekpere mgbe niile, ma gọziekwa ya ogologo ụbọchị niile.

KJV verse 15: And he shall live, and to him shall be given of the gold of Sheba: prayer also shall be made for him continually; and daily shall he be praised.

Ka mkpụrụ ọka jupụta nʼebe niile nʼala a; ka ha na-efufegharị nʼelu ugwu niile. Ka mkpụrụ ubi ya wasaa dịka ọn; ka mmadụ jupụta nke ọma nʼobodo dịka ahịhịa ndụ nke ọhịa.

KJV verse 16: There shall be an handful of corn in the earth upon the top of the mountains; the fruit thereof shall shake like Lebanon: and they of the city shall flourish like grass of the earth.

Ka aha ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi; ka ọ na-adịgide ruo mgbe niile dịka anyanwụ si adịgide. A ga-esite na ya gọzie mba niile, a ga-akpọ ya onye a gọziri agọzi.

KJV verse 17: His name shall endure for ever: his name shall be continued as long as the sun: and men shall be blessed in him: all nations shall call him blessed.

Otuto dịrị anyị , Chineke nke , onye naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche.

KJV verse 18: Blessed be the LORD God, the God of Israel, who only doeth wondrous things.

Otuto dịrị aha ya dị ebube ruo ebighị ebi; ka ụwa niile jupụta nʼebube ya. Amen na Amen.

KJV verse 19: And blessed be his glorious name for ever: and let the whole earth be filled with his glory; Amen, and Amen.

Nke a bụ ọgwụgwụ ekpere nwa .

KJV verse 20: The prayers of David the son of Jesse are ended.

Every verse in Abụ Ọma 72

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 720:00 / 0:00