MyBibleAtlasAbụ Ọma 79

Abụ Ọma

Abụ Ọma 79

Psalm 79 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 79Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names Asaph as its author. This is a lament Psalm that grieves Jerusalem's devastation and asks God for mercy and deliverance.

Abụ Ọma 79 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , mba dị iche iche abatala nʼihe nketa gị; ha emerụọla ụlọnsọ ukwuu gị, ha etikpọọla , mee ka ọ tọgbọrọ nʼefu.

KJV verse 1: O God, the heathen are come into thine inheritance; thy holy temple have they defiled; they have laid Jerusalem on heaps.

Ha ewerela ozu ndị ohu gị nye anụ ufe niile nke eluigwe ka ọ bụrụ ihe oriri nye ha, werekwa ozu nke ndị nsọ gị nye anụ ọhịa niile nke ụwa.

KJV verse 2: The dead bodies of thy servants have they given to be meat unto the fowls of the heaven, the flesh of thy saints unto the beasts of the earth.

Ha awụpụla ọbara dịka mmiri nʼakụkụ niile nke , ọ dịghị otu onye fọdụrụ nke ga- ndị nwụrụ anwụ.

KJV verse 3: Their blood have they shed like water round about Jerusalem; and there was none to bury them.

Anyị aghọọla ihe ịta ụta nʼebe ndị agbataobi anyị nọ, ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ịchị ọchị, na ihe ịkwa emo.

KJV verse 4: We are become a reproach to our neighbours, a scorn and derision to them that are round about us.

O anyị, ruo olee mgbe? Ị ga-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi? Ruo olee mgbe ka ekworo gị ga na-ere dịka ọkụ?

KJV verse 5: How long, LORD? wilt thou be angry for ever? shall thy jealousy burn like fire?

Wụkwasị mba niile ndị na-amaghị gị dịka oke iwe gị, bụ alaeze niile ndị ahụ na-adịghị akpọku aha gị;

KJV verse 6: Pour out thy wrath upon the heathen that have not known thee, and upon the kingdoms that have not called upon thy name.

nʼihi na ha eripịala ọb mekwaa ka ebe obibi ya tọgbọrọ nʼefu.

KJV verse 7: For they have devoured Jacob, and laid waste his dwelling place.

Atala anyị ahụhụ mmehie nke nna nna anyị mere; ka ebere gị bịa ngwangwa zute anyị, nʼihi na anyị nọ nʼọnọdụ oke mkpa.

KJV verse 8: O remember not against us former iniquities: let thy tender mercies speedily prevent us: for we are brought very low.

Nyere anyị aka, O , Onye Nzọpụta anyị, nʼihi ebube nke aha gị; napụta anyị, gbaghara mmehie anyị niile nʼihi aha gị.

KJV verse 9: Help us, O God of our salvation, for the glory of thy name: and deliver us, and purge away our sins, for thy name’s sake.

Gịnị mere ndị mba ọzọ ji na-ajụ ajụjụ sị, “Olee ebe ha nọ?” Nʼihu anyị, mee ka a mara nʼetiti ndị mba ọzọ, na ị na-abọ ọbọ ọbara ndị ohu gị niile a wufuru.

KJV verse 10: Wherefore should the heathen say, Where is their God? let him be known among the heathen in our sight by the revenging of the blood of thy servants which is shed.

Gee ntị nʼịsụ ude nke ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ; site nʼike nke aka gị chebe ndị niile a mara ikpe ọnwụ.

KJV verse 11: Let the sighing of the prisoner come before thee; according to the greatness of thy power preserve thou those that are appointed to die;

Bọọ ọbọ ugboro asaa megide ndị agbataobi anyị nʼihi ụta ha tara gị, O anyị.

KJV verse 12: And render unto our neighbours sevenfold into their bosom their reproach, wherewith they have reproached thee, O Lord.

Mgbe ahụ, anyị bụ ndị gị, ụmụ igwe atụrụ gị ga-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi; anyị ga na-ekwupụta otuto gị, site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.

KJV verse 13: So we thy people and sheep of thy pasture will give thee thanks for ever: we will shew forth thy praise to all generations.

Every verse in Abụ Ọma 79

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 790:00 / 0:00