MyBibleAtlasAbụ Ọma 80

Abụ Ọma

Abụ Ọma 80

Psalm 80 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 80Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names Asaph as its author. This is a lament Psalm that asks Israel's Shepherd to restore and revive his ravaged vine.

Abụ Ọma 80 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nụrụ olu anyị, O ọzụzụ atụrụ nke , gị onye na-edu dịka igwe atụrụ. Gị onye na-anọdụ dịka eze, nʼetiti cherubim, nwupụta Ìhè

KJV verse 1: Give ear, O Shepherd of Israel, thou that leadest Joseph like a flock; thou that dwellest between the cherubims, shine forth.

nʼihu , na . Kpọtee ịdị ike gị, bịa zọpụta anyị.

KJV verse 2: Before Ephraim and Benjamin and Manasseh stir up thy strength, and come and save us.

O , kpọghachi anyị azụ, mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike ịzọpụta anyị.

KJV verse 3: Turn us again, O God, and cause thy face to shine; and we shall be saved.

O anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile ruo ole mgbe ka iwe gị ga-adị ọkụ megide ekpere ndị gị?

KJV verse 4: O LORD God of hosts, how long wilt thou be angry against the prayer of thy people?

I jirila anya mmiri dịka a ga-asị na ọ bụ achịcha zụọ ha nri; i meela ka ha ṅụọ anya mmiri nʼihe ọtụtụ.

KJV verse 5: Thou feedest them with the bread of tears; and givest them tears to drink in great measure.

I meela ka anyị bụrụ ihe na-eweta esemokwu nʼetiti ndị agbataobi anyị, ndị iro anyị na-achịkwa anyị ọchị.

KJV verse 6: Thou makest us a strife unto our neighbours: and our enemies laugh among themselves.

O , Onye pụrụ ime ihe niile, kpọghachi anyị azụ, mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike ịzọpụta anyị.

KJV verse 7: Turn us again, O God of hosts, and cause thy face to shine; and we shall be saved.

I sitere nʼala wepụta osisi vaịnị; ị chụpụrụ mba ndị ọzọ, kụọ ya.

KJV verse 8: Thou hast brought a vine out of Egypt: thou hast cast out the heathen, and planted it.

Ị sụchaara ya ala, mgbọrọgwụ ya bara nʼime ala nke ọma, o jupụtakwara ala ahụ niile.

KJV verse 9: Thou preparedst room before it, and didst cause it to take deep root, and it filled the land.

Ndo ya kpuchiri ugwu niile, alaka ya gbasara kpuchie osisi sida ukwu sida.

KJV verse 10: The hills were covered with the shadow of it, and the boughs thereof were like the goodly cedars.

Ọ wasaala alaka ya ruo oke osimiri wasaakwa ume ya ruo osimiri.

KJV verse 11: She sent out her boughs unto the sea, and her branches unto the river.

Gịnị mere i ji tiwasịa mgbidi ya niile si otu a mee ka ndị niile na-agafe ghọrọ mkpụrụ ya?

KJV verse 12: Why hast thou then broken down her hedges, so that all they which pass by the way do pluck her?

Oke ezi si nʼoke ọhịa na-emebisi ya, ụmụ ahụhụ si nʼọhịa dị iche iche na-ejikwa ya emere ihe oriri.

KJV verse 13: The boar out of the wood doth waste it, and the wild beast of the field doth devour it.

Lọghachikwute anyị, O , Onye pụrụ ime ihe niile. Si nʼeluigwe ledata anya ma hụ! Letakwa osisi vaịnị a,

KJV verse 14: Return, we beseech thee, O God of hosts: look down from heaven, and behold, and visit this vine;

mgbọrọgwụ nke aka nri gị kụrụ, ọkpara nke ị zụlitere nye onwe gị.

KJV verse 15: And the vineyard which thy right hand hath planted, and the branch that thou madest strong for thyself.

E gbutuola osisi vaịnị gị, e ji ọkụ repịa ya; mgbe ị bara mba, ndị gị na-ala nʼiyi.

KJV verse 16: It is burned with fire, it is cut down: they perish at the rebuke of thy countenance.

Ka aka gị dịkwasị nwoke ahụ nọ nʼaka nri gị, nwa nke mmadụ onye ị zụlitere nye onwe gị.

KJV verse 17: Let thy hand be upon the man of thy right hand, upon the son of man whom thou madest strong for thyself.

Mgbe ahụ, anyị agaghị esikwa nʼebe ị nọ laghachi azụ; tutee anyị, anyị ga-akpọkukwa aha gị.

KJV verse 18: So will not we go back from thee: quicken us, and we will call upon thy name.

Kpọghachi anyị azụ, O anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike zọpụta anyị.

KJV verse 19: Turn us again, O LORD God of hosts, cause thy face to shine; and we shall be saved.

Every verse in Abụ Ọma 80

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 800:00 / 0:00