MyBibleAtlasAbụ Ọma 81

Abụ Ọma

Abụ Ọma 81

Psalm 81 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 81Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names Asaph as its author. This is a wisdom Psalm that combines festival praise with God's appeal for Israel to listen and obey.

Abụ Ọma 81 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Bụkuo bụ ike anyị abụ ọṅụ, tikusie ọb mkpu ike!

KJV verse 1: Sing aloud unto God our strength: make a joyful noise unto the God of Jacob.

Bidonụ iti egwu, kụọ ihe iti egwu, kpọọnụ ụbọ akwara na-enye abụ ụtọ na une.

KJV verse 2: Take a psalm, and bring hither the timbrel, the pleasant harp with the psaltery.

Fụọnụ opi ike nʼoge ọnwa ọhụrụ, na mgbe ọnwa gbapụtara nʼuju ya, nʼụbọchị mmemme anyị;

KJV verse 3: Blow up the trumpet in the new moon, in the time appointed, on our solemn feast day.

nke a bụ iwu dịrị , ụkpụrụ nke ọb.

KJV verse 4: For this was a statute for Israel, and a law of the God of Jacob.

O mere ka o guzosie ike dịka iwu nye mgbe ọ pụrụ imegide . Anụkwara m olu nʼasụsụ nke m na-amaghị, ka ọ na-asị:

KJV verse 5: This he ordained in Joseph for a testimony, when he went out through the land of Egypt: where I heard a language that I understood not.

“Ewezugala m ibu arọ site nʼubu ha; aka ha abụọ nwere onwe ha site nʼịrụ ọrụ.

KJV verse 6: I removed his shoulder from the burden: his hands were delivered from the pots.

Nʼime ihe mgbu unu, unu kpọrọ oku, anapụtara m unu, azara m unu site nʼegbe eluigwe; anwara m unu na mmiri nke .

KJV verse 7: Thou calledst in trouble, and I delivered thee; I answered thee in the secret place of thunder: I proved thee at the waters of Meribah. Selah.

“Nụrụnụ, ndị m, aga m adọ unu aka na ntị, a sịkwarị na unu ga-ege m ntị, unu ndị !

KJV verse 8: Hear, O my people, and I will testify unto thee: O Israel, if thou wilt hearken unto me;

Unu agaghị enwe chi ndị mba ọzọ nʼetiti unu; unu agaghị akpọkwa isiala nye chi si ala ọzọ.

KJV verse 9: There shall no strange god be in thee; neither shalt thou worship any strange god.

Abụ m anyị unu, onye kpọpụtara unu site nʼala . Meghe ọnụ unu ka ọ saa mbara, aga m emeju ya.

KJV verse 10: I am the LORD thy God, which brought thee out of the land of Egypt: open thy mouth wide, and I will fill it.

“Ma ndị m ekweghị ige m ntị. Izrel emekwaghị dịka m gwara ha.

KJV verse 11: But my people would not hearken to my voice; and Israel would none of me.

Ya mere, ahapụrụ m ha na ndụ isiike ha, ka ha soro nchepụta nke echiche ha.

KJV verse 12: So I gave them up unto their own hearts’ lust: and they walked in their own counsels.

“Ewoo, a sị na ndị m gaara ege m ntị, a sịkwa na ga-eso ụzọ m niile.

KJV verse 13: Oh that my people had hearkened unto me, and Israel had walked in my ways!

Ọ gaghị adị anya mgbe m ga-eji ike m, wezuga ndị iro ya site nʼọnọdụ ha. Aga m eweli aka m, megide ndị iro ya niile.

KJV verse 14: I should soon have subdued their enemies, and turned my hand against their adversaries.

Ndị niile kpọrọ anyị asị, ga-ada nʼihu ya nʼụjọ. Ịta ahụhụ ha ga-adịgidekwa, ruo ebighị ebi.

KJV verse 15: The haters of the LORD should have submitted themselves unto him: but their time should have endured for ever.

Ma a ga-eji ụtụ ọka wiiti kachasị mma, nyejuo unu afọ; aga m ejikwa mmanụ aṅụ nke sitere nʼoke nkume, nyejuo unu afọ.”

KJV verse 16: He should have fed them also with the finest of the wheat: and with honey out of the rock should I have satisfied thee.

Every verse in Abụ Ọma 81

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 810:00 / 0:00