Psalms 87:4

““Aga m agụnye Rehab na Babilọn, dịka ndị na-asọpụrụ m, aga m agụnyekwa ndị Filistia, na ndị Taịa, na ndị Kush, aga m asị, ‘A mụrụ nke a na Zayọn.’ ””

Psalms 87:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 4 of 7 in Psalms chapter 87 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 87 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Chineke atọọla ntọala ya nʼelu ugwu nsọ ahụ; Onyenwe anyị hụrụ ọnụ ụzọ ama ọn nʼanya, karịa ebe obibi niile nke ọb. Ihe dị iche iche nke dị ebube ka a na-ekwu banyere gị, O obodo ; “Aga m agụnye na ọn, dịka ndị na-asọpụrụ m, aga m agụnyekwa ndị , na ndị Taịa, na ndị , aga m asị, ‘A mụrụ nke a na ọn.’ ” Nʼezie, a ga-ekwu okwu banyere ọn sị, “A mụrụ nke a na nke ọzọ nʼime ya, ya onwe ya, bụ kachasị ihe niile elu, ga-eme ka o guzosie ike.” Onyenwe anyị ga-ede nʼime akwụkwọ usoro nke ndị mmadụ: “A mụrụ onye a na ọn.” Dịka ha na-eti egwu, ha ga-abụ abụ sị, “Isi iyi m niile dị na gị.”

Every verse in Psalms 87

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00