MyBibleAtlasAbụ Ọma 86

Abụ Ọma

Abụ Ọma 86

Psalm 86 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 86Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that asks for mercy, guidance and a united heart grounded in God's steadfast love.

Abụ Ọma 86 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Gee m ntị, O anyị, ma zakwa m, nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa.

KJV verse 1: Bow down thine ear, O LORD, hear me: for I am poor and needy.

Chebe ndụ m, nʼihi na m na-erubere gị isi; zọpụta ohu gị onye nke na-atụkwasị gị obi. Ị bụ m;

KJV verse 2: Preserve my soul; for I am holy: O thou my God, save thy servant that trusteth in thee.

meere m ebere, O m, nʼihi na ana m akpọku gị ogologo ụbọchị niile.

KJV verse 3: Be merciful unto me, O Lord: for I cry unto thee daily.

Wetara ohu gị ọṅụ, nʼihi na ọ bụ gị, O m, ka m na-eweliri mkpụrụobi m.

KJV verse 4: Rejoice the soul of thy servant: for unto thee, O Lord, do I lift up my soul.

Ị bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O m, i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile na-akpọku gị.

KJV verse 5: For thou, Lord, art good, and ready to forgive; and plenteous in mercy unto all them that call upon thee.

O anyị, nụrụ ekpere m; gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka ebere.

KJV verse 6: Give ear, O LORD, unto my prayer; and attend to the voice of my supplications.

Nʼụbọchị nsogbu m, aga m akpọku gị, nʼihi na ị ga-aza m.

KJV verse 7: In the day of my trouble I will call upon thee: for thou wilt answer me.

Nʼetiti chi niile, i nweghị oyiri, O m; ọ dịghị ọrụ ebube ọbụla a pụrụ ị sị na ọ dị ka nke ị na-arụ.

KJV verse 8: Among the gods there is none like unto thee, O Lord; neither are there any works like unto thy works.

Mba niile i kere ga-abịa nʼihu gị, fee gị ofufe, O anyị; ha ga-ebutere aha gị ebube.

KJV verse 9: All nations whom thou hast made shall come and worship before thee, O Lord; and shall glorify thy name.

Nʼihi na ị dị ukwuu na-arụkwa ọrụ ebube dị iche iche; ọ bụ naanị gị bụ .

KJV verse 10: For thou art great, and doest wondrous things: thou art God alone.

Kuziere m ụzọ gị, O anyị, ka m dabere nʼikwesị ntụkwasị obi gị; nye m obi na-adịghị agba abụọ, ka m nwee ike tụọ egwu aha gị.

KJV verse 11: Teach me thy way, O LORD; I will walk in thy truth: unite my heart to fear thy name.

Aga m eji obi m niile too gị, O anyị, na m; aga m ebulikwa aha gị elu ruo mgbe niile ebighị ebi.

KJV verse 12: I will praise thee, O Lord my God, with all my heart: and I will glorify thy name for evermore.

Nʼihi na ịhụnanya gị nʼebe m nọ dị ukwuu; i sitela nʼomimi nke dị ala site nʼala ndị nwụrụ anwụ dọpụta m.

KJV verse 13: For great is thy mercy toward me: and thou hast delivered my soul from the lowest hell.

O , ndị mpako na-emegide m; otù ndị mmadụ na-eme ihe ike na-achọ igbu m, ha bụ ndị na-ejighị gị kpọrọ ihe ọbụla.

KJV verse 14: O God, the proud are risen against me, and the assemblies of violent men have sought after my soul; and have not set thee before them.

Ma gị, Onyenwe anyị, ị bụ onye ọmịiko na onye amara, iwe adịghị ewe gị ngwangwa, i jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi.

KJV verse 15: But thou, O Lord, art a God full of compassion, and gracious, longsuffering, and plenteous in mercy and truth.

Chee m ihu, mekwaara m amara. Nye ohu gị ike gị, zọpụtakwa nwa ohu gị nwanyị nʼihi na m na-ejere gị ozi.

KJV verse 16: O turn unto me, and have mercy upon me; give thy strength unto thy servant, and save the son of thine handmaid.

Gosi m ihe ịrịbama nke ga-egosipụta ịdị mma gị, ka ndị iro m hụ ya si otu a bụrụ ndị ihere ga-eme, nʼihi na gị, O anyị, nyere m aka ma kasịekwa m obi.

KJV verse 17: Show me a token for good; that they which hate me may see it, and be ashamed: because thou, LORD, hast helped me, and comforted me.

Every verse in Abụ Ọma 86

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 860:00 / 0:00