MyBibleAtlasAbụ Ọma 97

Abụ Ọma

Abụ Ọma 97

Psalm 97 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 97Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a royal Psalm that celebrates the LORD's righteous reign and his care for those who hate evil.

Abụ Ọma 97 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị bụ eze, ka ụwa niile nwee obi ụtọ; ka ndị niile bi nʼebe dị anya ṅụrịa.

KJV verse 1: The LORD reigneth; let the earth rejoice; let the multitude of isles be glad thereof.

Igwe ojii na oke ọchịchịrị gbara ya gburugburu; ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala ocheeze ya.

KJV verse 2: Clouds and darkness are round about him: righteousness and judgment are the habitation of his throne.

Ọkụ na-enwu enwu na-aga nʼihu ya ọ na-erepịasị ndị iro ya nʼakụkụ ya ọbụla.

KJV verse 3: A fire goeth before him, and burneth up his enemies round about.

Amụma ya na-acha chazuo elu ụwa niile; ụwa niile na-ahụ ya na-ama jijiji.

KJV verse 4: His lightnings enlightened the world: the earth saw, and trembled.

Ugwu niile na-agbaze dịka mmanụ nʼihu anyị, nʼihu ụwa niile.

KJV verse 5: The hills melted like wax at the presence of the LORD, at the presence of the Lord of the whole earth.

Eluigwe na-ekwuwapụta ezi omume ya; ndị niile bi nʼụwa na-ahụkwa ebube ya.

KJV verse 6: The heavens declare his righteousness, and all the people see his glory.

A na-eme ka ihere mee ndị niile na-efe arụsị niile a pịrị apị ofufe, ndị na-anya isi na chi niile e jiri aka mee feenụ ya ofufe, unu chi niile!

KJV verse 7: Confounded be all they that serve graven images, that boast themselves of idols: worship him, all ye gods.

Zayọn na-anụ ma na-aṅụrịkwa ọṅụ, obodo nta niile nke na-enwekwa obi ụtọ nʼihi ikpe gị, O anyị.

KJV verse 8: Zion heard, and was glad; and the daughters of Judah rejoiced because of thy judgments, O LORD.

Nʼihi na gị, O anyị, bụ kachasị ihe niile elu nʼụwa niile; ị bụ onye e buliri elu karịa chi ndị ọzọ niile.

KJV verse 9: For thou, LORD, art high above all the earth: thou art exalted far above all gods.

Ka unu, ndị hụrụ anyị nʼanya, kpọọ ihe ọjọọ asị, nʼihi na ọ na-echebe ndụ ndị nke ya, ndị tụkwasịrị ya obi ma na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume.

KJV verse 10: Ye that love the LORD, hate evil: he preserveth the souls of his saints; he delivereth them out of the hand of the wicked.

Ìhè na-amụkwasị onye ezi omume, ọṅụ na-adịkwa nʼime obi onye na-eme ihe ziri ezi.

KJV verse 11: Light is sown for the righteous, and gladness for the upright in heart.

Ṅụrịanụ ọṅụ nʼime anyị, unu ndị ezi omume, tookwanụ aha nsọ ya.

KJV verse 12: Rejoice in the LORD, ye righteous; and give thanks at the remembrance of his holiness.

Every verse in Abụ Ọma 97

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 970:00 / 0:00