MyBibleAtlasAbụ Ọma 96

Abụ Ọma

Abụ Ọma 96

Psalm 96 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 96Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that calls all nations to declare God's glory and rejoice in his coming judgment.

Abụ Ọma 96 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Bụkuonụ anyị abụ ọhụrụ, bụkuonụ anyị abụ, unu ụwa niile.

KJV verse 1: O sing unto the LORD a new song: sing unto the LORD, all the earth.

Bụkuonụ anyị abụ, toonu aha ya; kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ.

KJV verse 2: Sing unto the LORD, bless his name; shew forth his salvation from day to day.

Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile, kọsakwanụ banyere oke ọrụ ya niile nʼetiti ndị niile dị iche iche.

KJV verse 3: Declare his glory among the heathen, his wonders among all people.

Nʼihi na anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto; onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa.

KJV verse 4: For the LORD is great, and greatly to be praised: he is to be feared above all gods.

Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu, maọbụ anyị kere eluigwe niile.

KJV verse 5: For all the gods of the nations are idols: but the LORD made the heavens.

Ịma mma na ebube dị nʼihu ya; ike na otuto dị nʼebe nsọ ya.

KJV verse 6: Honour and majesty are before him: strength and beauty are in his sanctuary.

Nyenụ anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche, nyenụ anyị nsọpụrụ na ike.

KJV verse 7: Give unto the LORD, O ye kindreds of the people, give unto the LORD glory and strength.

Nyenụ anyị nsọpụrụ ruuru aha ya; werenụ onyinye bata nʼime ogige ya.

KJV verse 8: Give unto the LORD the glory due unto his name: bring an offering, and come into his courts.

Kpọọnụ isiala nye anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya; maa jijiji nʼihu ya, unu ụwa niile.

KJV verse 9: O worship the LORD in the beauty of holiness: fear before him, all the earth.

Kwusaa nʼetiti mba niile sị, “Onyenwe anyị na-achị.” ụwa kwụ chịm, a pụghị iwezuga ya nʼọnọdụ ya; ọ ga-eji ikpe ziri ezi kpee ndị niile ikpe.

KJV verse 10: Say among the heathen that the LORD reigneth: the world also shall be established that it shall not be moved: he shall judge the people righteously.

Ka mbara eluigwe ṅụrịa, ka ụwa nwekwa obi ụtọ; ka osimiri bigbọọ, na ihe niile dị nʼime ya.

KJV verse 11: Let the heavens rejoice, and let the earth be glad; let the sea roar, and the fulness thereof.

Ka ala ubi niile na ihe niile dị nʼime ha jupụta nʼobi ụtọ. Ka osisi niile nke oke ọhịa bụọ abụ nʼihi ọṅụ.

KJV verse 12: Let the field be joyful, and all that is therein: then shall all the trees of the wood rejoice

Ka ihe niile e kere eke ṅụrịa ọṅụ nʼihu anyị, nʼihi na ọ na-abịa, ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-eji ezi omume kpee elu ụwa ikpe, jirikwa ikwesi ntụkwasị obi kpee ndị niile dị iche iche ikpe.

KJV verse 13: Before the LORD: for he cometh, for he cometh to judge the earth: he shall judge the world with righteousness, and the people with his truth.

Every verse in Abụ Ọma 96

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 960:00 / 0:00