Joshua 15:23
“Kedesh, Hazọ, Itnan,”
Joshua 15:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 23 of 63 in Joshua chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ala ndị a ka e nyere ndị dịka ikwu dị nʼebo ahụ si dị. Ikwu ọbụla ketara ala nke ha site nʼife nza. Ala gbatịrị nnọọ ruo nʼoke ala Edọm, gbatịakwa ruo nʼọzara , kwụsị nʼọnụ ọnụ ndịda ọzara a. Nʼakụkụ ndịda, oke ala ha malitere nʼọnụ ọnụ ndịda osimiri . Site nʼebe akụkụ ndịda nrigo , gafee ruo nʼọzara , ma rigoo nʼakụkụ nke ndịda , gafee ọn rigoruo na , gba gburugburu gaa ; site nʼebe ahụ ruo ọn, pụọ gbasoro iyi dị nʼoke ala ndị gagide ruo nʼosimiri ịa. Nke a bụ oke ala nʼebe ndịda. Oke ala ha nʼọwụwa anyanwụ bụ oke osimiri , ruo nʼọnụ mmiri osimiri Jọ. Oke ala ha nʼakụkụ ugwu bidoro nʼọnụ mmiri osimiri Jọ, gbatịrị ruo -, ma ruo nʼugwu -, rukwaa na nkume , nwa . Site nʼebe ahụ, ọ gbatịrị ruo na Akọ na ịa, tụgharịa gbatịrịkwa ruo , na ncherita ihu ala ala nke dị nʼakụkụ ndịda ndagwurugwu ahụ. Site nʼebe ahụ ọ gbatịrị ruo na mmiri En-, kwụsị na En-. Oke ala ahụ gbagoro nke , rukwaa nʼakụkụ ndịda nʼebe e wuru obodo . Oke ala ahụ sitekwara ebe ahụ gbagoo ruo nʼelu dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ nke , na nsọtụ ugwu nke . Site nʼelu ugwu ebe ahụ, oke ala ahụ gbatịrị ruo na mmiri ime ala , pụta site nʼebe ahụ ruo obodo niile dị nso ugwu ọn. Site nʼọn, oke ala ahụ gbadara ruo (nke aha ya ọzọ bụ ). Oke ala ahụ mere dịka ọ ga-agba gburugburu nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, site nʼebe ahụ pụta nʼugwu , sitekwa nʼebe ahụ ruo nʼakụkụ ugwu (ya bụ ), gbatịa ruo na ndịda -, gafee ruo nʼọdịda anyanwụ oke ala . O sikwara ebe ahụ ruo ndịda ugwu ọn, tụgharịa ruo ọn, gafee ya, ruo nʼugwu , sitekwa nʼebe ahụ ruo , oke ala ahụ kwụsịrị nʼosimiri. Oke ala ha nʼakụkụ ọdịda anyanwụ bụ ọnụ mmiri osimiri ịa. Ndị a bụ oke ala gbara ndị gburugburu dịka ikwu ha niile si dị. Dịka iwu anyị nyere si dị, nyere nwa oke nʼetiti ndị . O kenyere ya , ya bụ, Hebrọn. Aaba bụ nna nna . Kaleb sitere nʼobodo ọn chụpụ ndị ikom atọ, bụ , na , na , ụmụ nʼala ha. O si nʼebe ahụ bilie ịlụso ndị bi na ịa ọgụ. Nke a na-akpọ nʼoge mbụ. Kaleb sịrị, “Nwoke ọbụla ga-aga busoo agha ma merie ya ka m ga-akpọnye , bụ nwa m nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.” Ya mere, Otniel, nwa , nwa nwanne , lụgburu obodo ahụ nʼagha. Nʼihi nke a, Kaleb kpọnyere ya , bụ nwa ya nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya. Otu ụbọchị, mgbe bịakwutere , ọ kwagidere ya ka ọ rịọọ ala ubi site nʼaka nna ya. Mgbe si nʼelu ịnyịnya ibu ya rịdata, Kaleb jụrụ ya sị, “Gịnị ka ị chọrọ ka m mere gị?” Ọ zaghachiri, “Nyem onyinye pụrụ iche. Ebe ọ bụ na i nyela m ala , biko nyekwa m isi mmiri ụfọdụ.” Nʼihi nke a, Kaleb nyere ya isi mmiri mgbago na isi mmiri nke ndịda. Nke a bụ ihe nketa ebo dịka ikwu ha niile si dị. Obodo niile nke ndị ebo dị na , nʼakụkụ ndịda nʼoke ala Edọm bụ ndị a: Kabzeel, Eda, Jaguo, Kina, Dimona, Adada, Kedesh, Hazọ, Itnan, Zif, Telem, Bealot, Hazọ , Keriọt ọn (ya bụ ), Amam, Shema, na , Haza , Heshmọn, Bet-, Haza , Bịasheba, Biziotịa, Baala, Iyim, Ezem, Eltolad, Kesil, Homa, , Madmanna, Sansanna, Lebaot, Shilhim, Ain na ọn. Ọnụọgụgụ obodo ndị a dị iri abụọ na itoolu. Obodo nta ndị ọzọ gbara ha niile gburugburu. Obodo niile ndị a dị na ndịda ugwu ka e nyekwara ebo . Obodo ndị a bụ, Eshtaol, Zora, Ashna, Zanoa, En-, Tapụọa, Enam, Jamut, Adulam, Soko, Azeka, Shaaraim, Aditaịm na (maọbụ ịm). Ha niile dị obodo iri na anọ. Obodo nta ndị ọzọ gbakwara ha gburugburu. Ebo ketara , Hadasha, Migdal , Dilean, Mizpa, Jekteel, Lakish, Bozkat, Eglọn, Kabọn, Laamam, Kitlish, Gederọt, Bet-ọn, Naama na . Obodo ndị a dị iri na isii, tinyekwara obodo nta ha. Ndị ketakwara: Libna, Eta, Ashan Ifta, Ashna, Nezib, Keila, Akzib na . Ha niile dị obodo itoolu, tinyekwara obodo nta ha niile. Ha ketakwara ọn, na obodo nta ya niile. Ọ bụ ha nwekwa obodo niile dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ ọn, ndị dị nso nso ọd, na obodo nta niile dị ha nso. Ma ọd nʼonwe ya, na ụmụ obodo nta ya niile, na na obodo nta ya niile, ruo nʼiyi , na ruo nʼoke osimiri ịa. Ha nwetakwara ala ndị dị nʼugwu ugwu bụ, Shamia, Jatịa, Sokoh, Dana, Kiriat- (ya bụ ịa), Anab, Eshtemo, Anim, , Họlọn na , ha niile dị obodo iri na otu tinyere obodo nta ha niile. Obodo ndị ọzọ bụ , Duma, Eshan, Janim, Bet-ụọa, Afeka, Humta, Kiriat nke bụ ọn na , obodo itoolu tinyere obodo nta ha niile. Maon, Kamel, Zif, Juta, Jezril, na , Zanoa, Kain, Gibea na , obodo iri tinyere obodo nta ha niile. Halhaul, Bet , Gedoa, Maarat, Bet- na ọn, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. Kiriat , ya bụ, Kiriat na , obodo abụọ tinyere obodo nta ha niile. Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a: Bet-, Midin, Sekaka, Nibshan, Obodo na En-, obodo isii tinyere obodo nta ha niile. Ma ebo enweghị ike ịchụpụ ndị bi nʼime ; ruo taa ndị bi na , nʼetiti ụmụ .
Every verse in Joshua 15
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.