Joshua 17:5

“Manase chịtara ala oke iri, tinyere Gilead, na Bashan nke dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Jọdan,”

Joshua 17:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 18 in Joshua chapter 17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Joshua 17 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nke a bụ oke e kenyere ndị ebo , bụ ọkpara , ya bụ ọkpara , onye bụ nna nna ndị . Onye natara ala na , nʼihi na ndị agbụrụ bụ dike nʼagha. Ya mere, oke a dịịrị ndị fọdụrụ nʼebo dịka ezinaụlọ ha si dị. Agbụrụ , Helek, Asriel, Shekem, Hefa na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom agbụrụ , nwa , dịka ikwu ha si dị. Ma , nwa , nwa , nwa , nwa , amụtaghị ụmụ ndị ikom kama ọ mụtara naanị ụmụ ndị inyom, ndị aha ha bụ nke a: Mahla, Noa, Hogla, Milka na Tịaza. Ndị inyom ndị a bịakwutere , onye nchụaja na nwa , nʼihu ndị ndu ụmụ niile sị ha, “Onyenwe anyị gwara sị ya kenye anyị ala nke anyị, dịka o si kenye ụmụ ndị ikom ikwu anyị.” Ya mere, dịka anyị nyere ya nʼiwu, nyere ha ihe nketa ruuru ha nʼetiti ụmụnne nna ha, dịka ndị ọzọ si keta. Manase chịtara ala oke iri, tinyere , na nke dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Jọ, nʼihi na e mere ka ndị inyom keta oke nʼetiti ndị ikom ebo . Ala fọdụrụ na bụ ndị ikom ebo nwe ya. Oke ala ebo gbatịrị site nʼ ruo na , nke dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ . Ọ gbatịkwara nʼakụkụ ndịda site nʼebe ahụ tinyere ndị bi nʼala En-ụọa. Ala dị gburugburu ụọa bụ ala ebo , ma obodo ụọa nʼonwe ya, nke dị nʼoke ala ebo , bụ obodo ebo . Oke ala ụmụ gbatịrị ga ndịda ruo na mmiri iyi . Ụfọdụ obodo ndị dị nʼebe ahụ, nʼetiti obodo ndị , kama oke ala ndị nʼakụkụ ugwu iyi ahụ kwụsịrị nʼosimiri ịa. Ala dị na ndịda bụ nke e kenyere , ma ala mgbago ugwu bụ nke . Ala ndị gbatịrị ruo nʼosimiri ịa ma ha na ndị nwekọrọ oke ala nʼakụkụ ugwu, ebe ha na ndị nwere oke ala nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ. Manase ka e nyere obodo ndị a, nke dị nʼala e nyere na : obodo -, na , na , na , na , na , na obodo nta niile gbara ha gburugburu. Obodo nke atọ bụ ọt. Ma ụmụ enweghị ike ịchụpụ ndị bi nʼobodo ndị ahụ, nʼihi na ndị nọgidere bichie obodo ndị a. Ma nʼikpeazụ, mgbe ụmụ ghọrọ ndị dị ike, ha achụpụghị ndị niile bi nʼobodo ndị a kpamkpam, kama ha mere ka ha bụrụ ndị na-ejere ụmụ ozi, dịka ndị ohu ha. Ma ụmụ ụmụ sịrị , “Gịnị mere i ji nye anyị naanị otu ụzọ ala ka ọ bụrụ ihe nketa anyị? Ị hụrụ na anyị gọziri anyị mee ka ọnụọgụgụ anyị baa ụba.” zara sị ha: “Ọ bụrụ na ala ugwu ugwu agaghị ezuru unu nʼihi na unu bara ụba nʼọnụọgụgụ, gaanụ nʼoke ọhịa sụchasịa ala, nʼime ala ndị , na nke ndị .” Ụmụ zara sị, “Ala ugwu ugwu a agaghị ezuru anyị. Ọzọ, ndị niile bi nʼala dị larịị nwere ụgbọala igwe, ma ndị niile bi na -, na ụmụ obodo nta ha na ndị bikwa na .” Ma zara ụmụ , ya bụ, Ifrem na , sị ha, “Unu dị ukwuu nʼọnụọgụgụ, bụrụkwa ndị dị ike, ọ bụghị naanị otu oke ka unu ga-eketa, nʼihi na ala ugwu ugwu oke ọhịa ahụ bụkwa nke unu. Sụchaanụ ya, ruo na nsọtụ ya, ka ọ bụrụ nke unu. Ọ bụ ezie na ndị bi nʼime ya nwere ụgbọ agha igwe, bụrụkwa ndị sịrị ike, unu nwere ike ịchụpụ ha.”

Every verse in Joshua 17

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00