MyBibleAtlasAbụ Ọma 102

Abụ Ọma

Abụ Ọma 102

Psalm 102 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 102Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a lament Psalm that pours out personal and national distress before the eternal, compassionate God.

Abụ Ọma 102 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nụrụ ekpere m, O anyị; ka ịkwa akwa m maka inyeaka ruo gị ntị.

KJV verse 1: Hear my prayer, O LORD, and let my cry come unto thee.

Ezonarịla m ihu gị nʼụbọchị nsogbu m. Gee ntị nʼekpere m, zakwaa m ngwangwa.

KJV verse 2: Hide not thy face from me in the day when I am in trouble; incline thine ear unto me: in the day when I call answer me speedily.

Nʼihi na ụbọchị m niile na-agabiga, dịka anwụrụ ọkụ; ọkpụkpụ m niile dịkwa ka ọlọkọ ọkụ.

KJV verse 3: For my days are consumed like smoke, and my bones are burned as an hearth.

Mkpụrụobi m etiwaala abụọ na-achanwụkwa dịka ahịhịa; ana m echefu iri nri m.

KJV verse 4: My heart is smitten, and withered like grass; so that I forget to eat my bread.

Nʼihi oke ịsụ ude m na-asụ, enwekwaghị m anụ ahụ ọbụla nʼahụ m. Abụ m naanị ọkpụkpụ.

KJV verse 5: By reason of the voice of my groaning my bones cleave to my skin.

Adị m ka ikwighịkwighị nke ọzara, a dị m ka ikwighịkwighị nʼetiti ebe dakpọsịrị adakpọsị.

KJV verse 6: I am like a pelican of the wilderness: I am like an owl of the desert.

Ana m amụ anya abalị niile; adị m ka nwa nnụnụ naanị ya bekwasịrị nʼelu ụlọ.

KJV verse 7: I watch, and am as a sparrow alone upon the house top.

Ụbọchị niile, ndị iro m na-eji m eme ihe ọchị; ndị na-akwa m emo na-eji aha m mere ihe ịbụ ọnụ.

KJV verse 8: Mine enemies reproach me all the day; and they that are mad against me are sworn against me.

Nʼihi na ejirila m ntụ mere ihe oriri m, anya mmiri m na-agwakọta nʼiko ihe ọṅụṅụ m

KJV verse 9: For I have eaten ashes like bread, and mingled my drink with weeping,

nʼihi oke iwe gị, i bulitela m, ma tụpụ m nʼakụkụ.

KJV verse 10: Because of thine indignation and thy wrath: for thou hast lifted me up, and cast me down.

Ụbọchị m niile dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ na-ada. Ana m akpọnwụ akpọnwụ, dịka ahịhịa.

KJV verse 11: My days are like a shadow that declineth; and I am withered like grass.

Ma gị anyị, na-anọgide nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi; aha gị ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.

KJV verse 12: But thou, O LORD, shalt endure for ever; and thy remembrance unto all generations.

Ị ga-ebili nwee ọmịiko nʼebe ọn nọ, nʼihi na oge izi ya ihuọma eruola; oge ahụ a kara aka eruola.

KJV verse 13: Thou shalt arise, and have mercy upon Zion: for the time to favour her, yea, the set time, is come.

Nʼihi na nkume ya niile dị oke ọnụahịa nye ndị ohu gị; mgbe ha hụrụ uzuzu ya, ha na-emere ya ebere.

KJV verse 14: For thy servants take pleasure in her stones, and favour the dust thereof.

Mba niile ga-atụ egwu aha anyị, ndị eze niile nke ụwa ga-asọpụrụkwa ebube gị.

KJV verse 15: So the heathen shall fear the name of the LORD, and all the kings of the earth thy glory.

Nʼihi na anyị ga-ewugharị ọn, ọ ga-apụta ihe nʼebube ya.

KJV verse 16: When the LORD shall build up Zion, he shall appear in his glory.

Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa; ọ gaghị eleda arịrịọ ha anya.

KJV verse 17: He will regard the prayer of the destitute, and not despise their prayer.

Ka e depụta ihe ndị a maka ọgbọ nke dị nʼihu, ka ndị a na-amụbeghị nwee ike too anyị:

KJV verse 18: This shall be written for the generation to come: and the people which shall be created shall praise the LORD.

“Onyenwe anyị sitere nʼebe nsọ ya dị elu ledata anya, o sitere nʼeluigwe ledata anya ya nʼụwa,

KJV verse 19: For he hath looked down from the height of his sanctuary; from heaven did the LORD behold the earth;

ịnụ ịsụ ude nke ndị a tụrụ mkpọrọ na ịgbapụta ndị a mara ikpe ọnwụ.”

KJV verse 20: To hear the groaning of the prisoner; to loose those that are appointed to death;

Nʼihi nke a, a ga-ekwuwapụta aha anyị na ọn; a ga-eto ya na ,

KJV verse 21: To declare the name of the LORD in Zion, and his praise in Jerusalem;

mgbe mba niile na alaeze niile, ga-ezukọta nʼotu ebe, ife anyị ofufe.

KJV verse 22: When the people are gathered together, and the kingdoms, to serve the LORD.

O meela ka ike gwụ m nʼoge ndụ m; o meela ka ndụ m dịrị mkpụmkpụ.

KJV verse 23: He weakened my strength in the way; he shortened my days.

Nʼihi ya, ekwuru m sị, “Anapụla m ndụ m, o m, ugbu a m ka dị ndụ; ị na-adịgide ndụ site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.

KJV verse 24: I said, O my God, take me not away in the midst of my days: thy years are throughout all generations.

Na mmalite, ị tọrọ ntọala ụwa, eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.

KJV verse 25: Of old hast thou laid the foundation of the earth: and the heavens are the work of thy hands.

Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide; ha ga-erichasị dịka akwa ochie. Ị ga-agbanwe ha dịka mmadụ si agbanwe uwe ya, ha ga-abụ ndị ewezugara ewezuga.

KJV verse 26: They shall perish, but thou shalt endure: yea, all of them shall wax old like a garment; as a vesture shalt thou change them, and they shall be changed:

Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe, ọnụọgụgụ afọ gị adịghị agwụkwa agwụ.

KJV verse 27: But thou art the same, and thy years shall have no end.

Ụmụ ndị ohu gị ga-ebigide; ụmụ ụmụ ha ga-eguzosie ike nʼihu gị.”

KJV verse 28: The children of thy servants shall continue, and their seed shall be established before thee.

Every verse in Abụ Ọma 102

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1020:00 / 0:00