Psalms 106:46

“Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha nwee ọmịiko nʼahụ ha.”

Psalms 106:46 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 46 of 48 in Psalms chapter 106 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 106 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị. Keleenụ anyị nʼihi na ọ dị mma; Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Onye pụrụ ikwupụtasịcha ihe ukwu niile nke anyị na-arụ maọbụ kwupụta otuto ya niile? Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ikpe ziri ezi, ndị ahụ na-eme ezi ihe mgbe niile. O anyị, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma, bịa leta m, mgbe ị na-azọpụta ha, ka m soro keta oke na ngọzị ndị gị ị họpụtara, ka m keta oke nʼọṅụ ahụ dịrị mba gị sorokwa ihe nketa gị nye otuto. Anyị emehiela, dịka nna nna anyị ha mehiere; anyị emeela ihe ọjọọ, rụọkwa ọrụ ajọ omume. Mgbe nna nna anyị ha nọ nʼ, ha echeghị uche banyere ọrụ ebube gị niile; ha echetakwaghị ịba ụba nke ebere gị niile, kama ha nupuru isi nʼakụkụ oke osimiri ahụ, bụ . Ma ọ zọpụtara ha nʼihi aha ya, ime ka a mara ike ya dị ukwuu. Ọ baara mba, ọ tachaa; o dufere ndị ya site nʼebe dị omimi gafee dịka ọ bụ ọzara. Ọ zọpụtara ha site nʼaka ndị kpọrọ ha asị; gbapụtakwa ha site nʼaka ndị iro ha. Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile; ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ. Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile, ma bụkuo gị abụ otuto. Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ, ha e chereghị ka ndụmọdụ ya pụta ìhè. Nʼọzara, ha sooro ọchịchọ nke obi ha; nʼala tọgbọrọ nʼefu, ha nwara ọnwụnwa. Nʼihi ya, o nyere ha ihe ha rịọrọ ya, ma zite ọrịa na-efe efe ka ọ dakwasị ha. Nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha, ha kworo ekworo megide na Erọn, ndị e doro nsọ nye anyị. Ala meghere loda , o likwara , na ndị otù ya. Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha; ire ọkụ repịara ndị ajọ omume. Na , ha kpụrụ nwa ehi, kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa. Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa gbanwere ha. Ha chefuru , onye zọpụtara ha, onye rụrụ ọtụtụ ọrụ dị ukwuu nʼ, ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala , na ọtụtụ ọrụ ịtụnanya nʼakụkụ . Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi, ma , onye ya ọ họpụtara, guzoro nʼetiti ndị ahụ na , ka oke iwe ya ghara ịla ha nʼiyi. Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya, ha ekwenyeghị na nkwa ya. Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha; ha erubekwaghị isi nye anyị. Nʼihi nke a, o weliri aka ya elu ṅụọrọ ha iyi na ọ ga-eme ka ha niile nwụọ nʼọzara, mee ka agbụrụ ha daa nʼetiti mba dị iche iche, ma chụsasịa ha nʼala niile. Ha dịnyeere ndị na-efe arụsị nke , riekwa ihe e ji chụọrọ chi na-enweghị ndụ aja; ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo anyị iwe, nke mere ka ọrịa na-efe efe dakwasị ha. Ma guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi, ọrịa ahụ na-efe efe kwụsịkwara. A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. Nʼakụkụ mmiri , ha kpasuru anyị iwe, nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị ; nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke , Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu. Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ dịka anyị dọrọ ha aka na ntị ka ha mee. Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ, site otu a, mụta ime ka ha na-eme. Ha fere arụsị ha ofufe, nke ghọrọ ihe ịma nʼọnya nye ha. Ha gara nʼihu were ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom chụọrọ chi na-abụghị chi aja. Ha na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọbụla, ọbara ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom, bụ ndị ha chụrụ dịka aja nye arụsị niile nke ala , si otu a jiri ọbara ha merụọ ala ahụ. Ha sitere nʼihe ha na-eme merụọ onwe ha; site nʼaka ọrụ ha, maka uru ha nyefere onwe ha nʼaka ndị na-emerụ ha. Nʼihi nke a, iwe were anyị megide ndị ya; ọ gụkwara ihe nketa ya dịka ihe rụrụ arụ. Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche, ndị kpọrọ ha asị chịkwara ha. Ndị iro ha mekpara ha ahụ chie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha. Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha, ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya, bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha. Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha, ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya; nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya, sitekwa nʼoke ịhụnanya ya, meere ha ebere. Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha nwee ọmịiko nʼahụ ha. O anyị anyị, zọpụta anyị, chịkọta anyị site nʼaka mba dị iche iche, ka anyị nwee ike nye aha nsọ gị ekele ma nyaakwa isi nʼime otuto gị. Otuto dịrị anyị, bụ nke , site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Ka mmadụ niile sị, “Amen!” anyị.

Every verse in Psalms 106

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00