Psalms

Psalms 114

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Psalms 114 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ụmụ si nʼala pụta, mgbe ezinaụlọ ọb sitekwara nʼebe ndị asụsụ ha dị iche pụta, Juda ghọrọ ebe nsọ , Izrel ghọrọ ala ọ na-achị. Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ, osimiri Jọ hụkwara ya chigharịa laa azụ; Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule; ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ. Gịnị mere gị oke osimiri, i ji na-agba ọsọ? Osimiri Jọ, gịnị na-eme gị i ji chigharịa laa azụ? Gịnị na-eme unu, ugwu ukwu niile unu ji na-awụli elu dịka ụmụ ebule? Gịnị na-emekwa unu, ugwu nta niile, unu ji na-awụli elu dịka ụmụ atụrụ? Ka ụwa niile maa jijiji nʼihu anyị, ka ọ maakwa jijiji nʼihu nke ọb, onye mere ka oke nkume ghọọ ọdọ mmiri, onye mere ka ọmụ nkume ghọọ isi iyi mmiri.

Every verse in Psalms 114

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00