Psalms 113:5

“Onye dị ka Onyenwe anyị Chineke anyị, onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu,”

Psalms 113:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 9 in Psalms chapter 113 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 113 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị! Toonu anyị unu ndị ohu ya. Toonu aha anyị. Ka aha anyị bụrụ ihe a gọziri agọzi site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha anyị ga-abụ ihe a na-eto eto. Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile, ebube ya dị elu karịa eluigwe. Onye dị ka anyị anyị, onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu, onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị eluigwe na ụwa anya? Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu; ọ na-eme ka ya na ụmụ eze ndị ikom nọkọọ, ọ na-eme ka o soro ndị a maara aha ha nʼetiti ụmụ mmadụ nọkọọ. Ọ na-eme ka nwanyị aga biri nʼụlọ nke ya dịka nne mụrụ ọtụtụ ụmụ ọṅụ juru obi. Toonu anyị.

Every verse in Psalms 113

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00