MyBibleAtlasAbụ Ọma 115

Abụ Ọma

Abụ Ọma 115

Psalm 115 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 115Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that contrasts lifeless idols with the living God whom Israel can trust.

Abụ Ọma 115 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọ bụghị anyị ka ọ dịrị, o anyị, ọ bụghị anyị ka ọ dịrị, kama ọ bụ aha gị ka ebube na-adịrị, nʼihi ịhụnanya gị na ikwesi ntụkwasị obi gị.

KJV verse 1: Not unto us, O LORD, not unto us, but unto thy name give glory, for thy mercy, and for thy truth’s sake.

Gịnị mere ọtụtụ mba niile nke ụwa ji na-ajụ sị, “Olee ebe ha nọ?”

KJV verse 2: Wherefore should the heathen say, Where is now their God?

Chineke anyị bi nʼeluigwe. Ọ bụkwa ihe tọrọ ya ụtọ nʼobi ka ọ na-eme.

KJV verse 3: But our God is in the heavens: he hath done whatsoever he hath pleased.

Arụsị ha niile bụ ọlaọcha na ọlaedo ka e ji kpụọ ha, ha bụ ọrụ aka mmadụ.

KJV verse 4: Their idols are silver and gold, the work of men’s hands.

Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu, ha nwere anya abụọ ma ha adịghị ahụ ụzọ;

KJV verse 5: They have mouths, but they speak not: eyes have they, but they see not:

ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe, ha nwekwara imi ma ha adịghị anụ isisi ọbụla;

KJV verse 6: They have ears, but they hear not: noses have they, but they smell not:

ha nwere aka, ma ha adịghị emetụ ihe ọbụla aka, ha nwere ụkwụ, ma ha adịghị eje ije; ha enweghị ike iji akpịrị ha mee mkpọtụ ọbụla.

KJV verse 7: They have hands, but they handle not: feet have they, but they walk not: neither speak they through their throat.

Ndị na-eme ha ga-adịkwa ka ha. Ndị na-atụkwasị ha obi ga-adịkwa ka ha.

KJV verse 8: They that make them are like unto them; so is every one that trusteth in them.

Ụmụ , tụkwasịnụ anyị obi ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha.

KJV verse 9: O Israel, trust thou in the LORD: he is their help and their shield.

Ezinaụlọ Erọn, tụkwasịnụ anyị obi. Ọ bụ ya bụ onye inyeaka ha na ọta ha.

KJV verse 10: O house of Aaron, trust in the LORD: he is their help and their shield.

Unu ndị na-atụ egwu ya, tụkwasịnụ anyị obi ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha.

KJV verse 11: Ye that fear the LORD, trust in the LORD: he is their help and their shield.

Onyenwe anyị na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị, ọ ga-agọzi ndị ya bụ , ọ ga-agọzi ezinaụlọ Erọn,

KJV verse 12: The LORD hath been mindful of us: he will bless us; he will bless the house of Israel; he will bless the house of Aaron.

ọ ga-agọzi ndị niile na-atụ egwu anyị, ma onye nta ma onye ukwu.

KJV verse 13: He will bless them that fear the LORD, both small and great.

Ka anyị mee ka unu mụbaa, unu na ụmụ unu.

KJV verse 14: The LORD shall increase you more and more, you and your children.

Ka anyị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu.

KJV verse 15: Ye are blessed of the LORD which made heaven and earth.

Eluigwe niile bụ nke anyị, ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile.

KJV verse 16: The heaven, even the heavens, are the LORD’S: but the earth hath he given to the children of men.

Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto anyị, ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu;

KJV verse 17: The dead praise not the LORD, neither any that go down into silence.

ọ bụ anyị ga-aja anyị mma, site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Toonu anyị.

KJV verse 18: But we will bless the LORD from this time forth and for evermore. Praise the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 115

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1150:00 / 0:00