Abụ Ọma 114:4
Psalms 114:4
“Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule; ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ.”
Abụ Ọma 114:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 4 of 8 in Abụ Ọma chapter 114 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Abụ Ọma 114 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ụmụ si nʼala pụta, mgbe ezinaụlọ ọb sitekwara nʼebe ndị asụsụ ha dị iche pụta, Juda ghọrọ ebe nsọ , Izrel ghọrọ ala ọ na-achị. Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ, osimiri Jọ hụkwara ya chigharịa laa azụ; Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule; ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ. Gịnị mere gị oke osimiri, i ji na-agba ọsọ? Osimiri Jọ, gịnị na-eme gị i ji chigharịa laa azụ? Gịnị na-eme unu, ugwu ukwu niile unu ji na-awụli elu dịka ụmụ ebule? Gịnị na-emekwa unu, ugwu nta niile, unu ji na-awụli elu dịka ụmụ atụrụ? Ka ụwa niile maa jijiji nʼihu anyị, ka ọ maakwa jijiji nʼihu nke ọb, onye mere ka oke nkume ghọọ ọdọ mmiri, onye mere ka ọmụ nkume ghọọ isi iyi mmiri.
Every verse in Abụ Ọma 114
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.