MyBibleAtlasAbụ Ọma 116

Abụ Ọma

Abụ Ọma 116

Psalm 116 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 116Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a thanksgiving Psalm that gives thanks for deliverance from death and resolves to serve the LORD.

Abụ Ọma 116 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ahụrụ m anyị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere.

KJV verse 1: I love the LORD, because he hath heard my voice and my supplications.

Nʼihi na o gere m ntị, aga m akpọku ya oge ndụ m niile.

KJV verse 2: Because he hath inclined his ear unto me, therefore will I call upon him as long as I live.

Agbụ nke ọnwụ kekọrọ m, oke ihe mgbu nke ili bịakwasịrị m; nsogbu na iru ụjụ dakwasịrị m.

KJV verse 3: The sorrows of death compassed me, and the pains of hell gat hold upon me: I found trouble and sorrow.

Mgbe ahụ, akpọkuru m aha anyị: “O anyị, zọpụta m!”

KJV verse 4: Then called I upon the name of the LORD; O LORD, I beseech thee, deliver my soul.

Onyenwe anyị bụ onye na-eme ebere na onye ezi omume. Chineke anyị jupụtakwara nʼọmịiko.

KJV verse 5: Gracious is the LORD, and righteous; yea, our God is merciful.

Onyenwe anyị na-echebe ndị na-enweghị uche; mgbe m nọ nʼọnọdụ mkpa, ọ zọpụtara m.

KJV verse 6: The LORD preserveth the simple: I was brought low, and he helped me.

Laghachi azụ zuru ike, gị mkpụrụobi m, nʼihi na anyị emesola gị mmeso ọma.

KJV verse 7: Return unto thy rest, O my soul; for the LORD hath dealt bountifully with thee.

Nʼihi na gị, o anyị, napụtara mkpụrụobi m site nʼọnwụ, anya m site na anya mmiri akwa, napụtakwa ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ,

KJV verse 8: For thou hast delivered my soul from death, mine eyes from tears, and my feet from falling.

ka m nwee ike jegharịa nʼihu anyị nʼime ala ebe ndị dị ndụ bi.

KJV verse 9: I will walk before the LORD in the land of the living.

Ekwenyere m na anyị mgbe m kwuru sị, “Abụ m onye nọ nʼoke nsogbu,”

KJV verse 10: I believed, therefore have I spoken: I was greatly afflicted:

nʼime ịda mba m, ekwuru m sị, “Mmadụ niile bụ ndị ụgha.”

KJV verse 11: I said in my haste, All men are liars.

Gịnị ka m ga-enyeghachi anyị nʼihi mmeso ọma niile o mesoro m?

KJV verse 12: What shall I render unto the LORD for all his benefits toward me?

Aga m eweli iko nke nzọpụta m elu kpọkuokwa aha anyị.

KJV verse 13: I will take the cup of salvation, and call upon the name of the LORD.

Nʼihu ndị ya niile ka m ga-anọ mezuo nkwa m kwere anyị.

KJV verse 14: I will pay my vows unto the LORD now in the presence of all his people.

Ọnwụ nke ndị nsọ ya dị oke ọnụahịa nʼanya anyị.

KJV verse 15: Precious in the sight of the LORD is the death of his saints.

O anyị, nʼezie, abụ m ohu gị; abụ m ohu gị, nwa nwoke nke ohu gị nwanyị; ị zọpụtala m site na agbụ e kere m.

KJV verse 16: O LORD, truly I am thy servant; I am thy servant, and the son of thine handmaid: thou hast loosed my bonds.

Aga m achụrụ gị aja ekele kpọkuokwa aha anyị.

KJV verse 17: I will offer to thee the sacrifice of thanksgiving, and will call upon the name of the LORD.

Ọ bụkwa nʼihu ndị ya niile ka m ga-anọ kwụghachi anyị nkwa m kwere,

KJV verse 18: I will pay my vows unto the LORD now in the presence of all his people,

nʼime ogige ụlọ anyị, nʼetiti gị, O . Toonu anyị.

KJV verse 19: In the courts of the LORD’S house, in the midst of thee, O Jerusalem. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 116

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1160:00 / 0:00