Psalms 115:8

“Ndị na-eme ha ga-adịkwa ka ha. Ndị na-atụkwasị ha obi ga-adịkwa ka ha.”

Psalms 115:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 18 in Psalms chapter 115 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 115 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọ bụghị anyị ka ọ dịrị, o anyị, ọ bụghị anyị ka ọ dịrị, kama ọ bụ aha gị ka ebube na-adịrị, nʼihi ịhụnanya gị na ikwesi ntụkwasị obi gị. Gịnị mere ọtụtụ mba niile nke ụwa ji na-ajụ sị, “Olee ebe ha nọ?” Chineke anyị bi nʼeluigwe. Ọ bụkwa ihe tọrọ ya ụtọ nʼobi ka ọ na-eme. Arụsị ha niile bụ ọlaọcha na ọlaedo ka e ji kpụọ ha, ha bụ ọrụ aka mmadụ. Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu, ha nwere anya abụọ ma ha adịghị ahụ ụzọ; ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe, ha nwekwara imi ma ha adịghị anụ isisi ọbụla; ha nwere aka, ma ha adịghị emetụ ihe ọbụla aka, ha nwere ụkwụ, ma ha adịghị eje ije; ha enweghị ike iji akpịrị ha mee mkpọtụ ọbụla. Ndị na-eme ha ga-adịkwa ka ha. Ndị na-atụkwasị ha obi ga-adịkwa ka ha. Ụmụ , tụkwasịnụ anyị obi ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha. Ezinaụlọ Erọn, tụkwasịnụ anyị obi. Ọ bụ ya bụ onye inyeaka ha na ọta ha. Unu ndị na-atụ egwu ya, tụkwasịnụ anyị obi ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha. Onyenwe anyị na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị, ọ ga-agọzi ndị ya bụ , ọ ga-agọzi ezinaụlọ Erọn, ọ ga-agọzi ndị niile na-atụ egwu anyị, ma onye nta ma onye ukwu. Ka anyị mee ka unu mụbaa, unu na ụmụ unu. Ka anyị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu. Eluigwe niile bụ nke anyị, ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile. Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto anyị, ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu; ọ bụ anyị ga-aja anyị mma, site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Toonu anyị.

Every verse in Psalms 115

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00