Psalms

Psalms 117

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Psalms 117 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị, unu mba niile dị iche iche. Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche. Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu. Ikwesi ntụkwasị obi anyị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi. Toonu anyị!

Every verse in Psalms 117

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00