MyBibleAtlasAbụ Ọma 118

Abụ Ọma

Abụ Ọma 118

Psalm 118 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 118Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a thanksgiving Psalm that celebrates God's steadfast love, salvation and the rejected stone's exaltation.

Abụ Ọma 118 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Keleenụ anyị nʼihi na ọ dị mma; ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 1: O give thanks unto the LORD; for he is good: because his mercy endureth for ever.

Ka ụmụ kwupụta nʼonwe ha sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”

KJV verse 2: Let Israel now say, that his mercy endureth for ever.

Ka ndị ezinaụlọ Erọn kwuokwa sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”

KJV verse 3: Let the house of Aaron now say, that his mercy endureth for ever.

Ka ndị niile na-atụ egwu anyị kwuo sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”

KJV verse 4: Let them now that fear the LORD say, that his mercy endureth for ever.

Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m anyị, ọ zara m, mee ka m nwere onwe m.

KJV verse 5: I called upon the LORD in distress: the LORD answered me, and set me in a large place.

Onyenwe anyị nọnyeere m, agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?

KJV verse 6: The LORD is on my side; I will not fear: what can man do unto me?

Onyenwe anyị nọnyere m; ọ bụ onye na-enyere m aka. Aga m ele ndị iro m anya na mmeri.

KJV verse 7: The LORD taketh my part with them that help me: therefore shall I see my desire upon them that hate me.

Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime anyị karịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi.

KJV verse 8: It is better to trust in the LORD than to put confidence in man.

Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime anyị karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi.

KJV verse 9: It is better to trust in the LORD than to put confidence in princes.

Mba niile gbara m gburugburu ma site nʼaha anyị aga m ala ha nʼiyi.

KJV verse 10: All nations compassed me about: but in the name of the LORD will I destroy them.

Ha gbara m gburugburu, ma site nʼaha anyị ka m na-egbuda ha.

KJV verse 11: They compassed me about; yea, they compassed me about: but in the name of the LORD I will destroy them.

Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ, ma e menyụọla ha dịka ogwu na-ere ọkụ; site nʼaha anyị, ka m na-egbuda ha.

KJV verse 12: They compassed me about like bees; they are quenched as the fire of thorns: for in the name of the LORD I will destroy them.

Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma anyị nyere m aka.

KJV verse 13: Thou hast thrust sore at me that I might fall: but the LORD helped me.

Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m; ọ ghọọla nzọpụta m.

KJV verse 14: The LORD is my strength and song, and is become my salvation.

Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri na-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume: “Aka nri anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!

KJV verse 15: The voice of rejoicing and salvation is in the tabernacles of the righteous: the right hand of the LORD doeth valiantly.

Aka nri anyị bụ ihe e weliri elu; aka nri anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!”

KJV verse 16: The right hand of the LORD is exalted: the right hand of the LORD doeth valiantly.

Agaghị m anwụ, kama aga m adị ndụ kwusaara ndị ọzọ ọrụ ebube anyị rụrụ.

KJV verse 17: I shall not die, but live, and declare the works of the LORD.

Onyenwe anyị tara m ahụhụ nke ukwuu, ma o nyefeeghị m nʼaka ọnwụ.

KJV verse 18: The LORD hath chastened me sore: but he hath not given me over unto death.

Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume; aga m abanye nye anyị ekele.

KJV verse 19: Open to me the gates of righteousness: I will go into them, and I will praise the LORD:

Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ anyị, ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye.

KJV verse 20: This gate of the LORD, into which the righteous shall enter.

Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m; ị ghọọla nzọpụta m.

KJV verse 21: I will praise thee: for thou hast heard me, and art become my salvation.

Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ, aghọọla nkume isi ntọala ụlọ;

KJV verse 22: The stone which the builders refused is become the head stone of the corner.

nke a bụ ọrụ aka anyị, ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị.

KJV verse 23: This is the LORD’S doing; it is marvellous in our eyes.

Nke a bụ ụbọchị anyị anyị mere, ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya.

KJV verse 24: This is the day which the LORD hath made; we will rejoice and be glad in it.

O anyị, zọpụta anyị; o anyị, mee ka ihe gaara anyị nke ọma.

KJV verse 25: Save now, I beseech thee, O LORD: O LORD, I beseech thee, send now prosperity.

Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, nke na-abịa nʼaha anyị. Anyị sitere nʼụlọ anyị na-agọzi gị.

KJV verse 26: Blessed be he that cometh in the name of the LORD: we have blessed you out of the house of the LORD.

Onyenwe anyị bụ , ọ bụ ya mere ka ìhè ya mụkwasị anyị. Chịrị igu nkwụ nʼaka gị, soro ndị ji ọṅụ bata nʼogige bịaruo nʼebe ịchụ aja.

KJV verse 27: God is the LORD, which hath shewed us light: bind the sacrifice with cords, even unto the horns of the altar.

Ị bụ m, aga m eto gị; ị bụ m, aga m ebuli gị elu.

KJV verse 28: Thou art my God, and I will praise thee: thou art my God, I will exalt thee.

Keleenụ anyị nʼihi na ọ dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 29: O give thanks unto the LORD; for he is good: for his mercy endureth for ever.

Every verse in Abụ Ọma 118

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1180:00 / 0:00