Psalms 117:1
“Toonu Onyenwe anyị, unu mba niile dị iche iche. Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche.”
Psalms 117:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 2 in Psalms chapter 117 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Psalms 117 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Toonu anyị, unu mba niile dị iche iche. Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche. Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu. Ikwesi ntụkwasị obi anyị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi. Toonu anyị!
Every verse in Psalms 117
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.