MyBibleAtlasAbụ Ọma 117

Abụ Ọma

Abụ Ọma 117

Psalm 117Tap any highlighted word for context

Abụ Ọma 117 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị, unu mba niile dị iche iche. Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche. Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu. Ikwesi ntụkwasị obi anyị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi. Toonu anyị!

Every verse in Abụ Ọma 117

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

Abụ Ọma 1170:00 / 0:00