Psalms 118:19
“Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume; aga m abanye nye Onyenwe anyị ekele.”
Psalms 118:19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 19 of 29 in Psalms chapter 118 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Psalms 118 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Keleenụ anyị nʼihi na ọ dị mma; ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ka ụmụ kwupụta nʼonwe ha sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” Ka ndị ezinaụlọ Erọn kwuokwa sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” Ka ndị niile na-atụ egwu anyị kwuo sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m anyị, ọ zara m, mee ka m nwere onwe m. Onyenwe anyị nọnyeere m, agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m? Onyenwe anyị nọnyere m; ọ bụ onye na-enyere m aka. Aga m ele ndị iro m anya na mmeri. Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime anyị karịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi. Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime anyị karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi. Mba niile gbara m gburugburu ma site nʼaha anyị aga m ala ha nʼiyi. Ha gbara m gburugburu, ma site nʼaha anyị ka m na-egbuda ha. Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ, ma e menyụọla ha dịka ogwu na-ere ọkụ; site nʼaha anyị, ka m na-egbuda ha. Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma anyị nyere m aka. Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m; ọ ghọọla nzọpụta m. Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri na-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume: “Aka nri anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu! Aka nri anyị bụ ihe e weliri elu; aka nri anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!” Agaghị m anwụ, kama aga m adị ndụ kwusaara ndị ọzọ ọrụ ebube anyị rụrụ. Onyenwe anyị tara m ahụhụ nke ukwuu, ma o nyefeeghị m nʼaka ọnwụ. Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume; aga m abanye nye anyị ekele. Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ anyị, ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye. Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m; ị ghọọla nzọpụta m. Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ, aghọọla nkume isi ntọala ụlọ; nke a bụ ọrụ aka anyị, ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị. Nke a bụ ụbọchị anyị anyị mere, ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya. O anyị, zọpụta anyị; o anyị, mee ka ihe gaara anyị nke ọma. Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, nke na-abịa nʼaha anyị. Anyị sitere nʼụlọ anyị na-agọzi gị. Onyenwe anyị bụ , ọ bụ ya mere ka ìhè ya mụkwasị anyị. Chịrị igu nkwụ nʼaka gị, soro ndị ji ọṅụ bata nʼogige bịaruo nʼebe ịchụ aja. Ị bụ m, aga m eto gị; ị bụ m, aga m ebuli gị elu. Keleenụ anyị nʼihi na ọ dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Every verse in Psalms 118
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.