Psalms 124:2

“a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị,”

Psalms 124:2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 2 of 8 in Psalms chapter 124 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 124 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

A sị na anyị adịnyereghị anyị, ka kwuo, a sị na anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị, mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị, ha gaara eloda anyị na ndụ; idee mmiri gaara iri anyị, oke mmiri gaara ebufu anyị, ebili mmiri niile gaara ebufu anyị. Ma otuto dịrị anyị, onye na-ekweghị ka ha jiri eze ha dọrie anyị. Anyị agbanarịla ha dịka nwa nnụnụ si gbanarị ọnya osi ọnya chọrọ iji jide ya; ọnya ahụ agbajiela, anyị ewezugakwala onwe anyị, nwere onwe anyị. Inyeaka anyị dị nʼaha anyị, onye kere eluigwe na ụwa.

Every verse in Psalms 124

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00