Psalms 130:6
“Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ.”
Psalms 130:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 6 of 8 in Psalms chapter 130 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Psalms 130 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
O anyị, ọ bụ site nʼebe dị omimi ka m na-ebeku gị akwa. Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara. O anyị, a sị na i detuo mmehie niile, Onyenwe anyị, onye pụrụ iguzo? Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie dị; ime ka anyị tụọ gị egwu, ma jeere gị ozi. Ana m echere anyị, mkpụrụobi m na-echekwa ya, ọ bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị. Mkpụrụobi m na-echere anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ. Ndị , ka olileanya unu dịrị na anyị, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide adịgide, nʼaka ya ka nzọpụta zuruoke dịkwa. Ya onwe ya, ga-agbapụta site na mmehie ya niile.
Every verse in Psalms 130
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.