Psalms 132:5
“tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.””
Psalms 132:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 5 of 18 in Psalms chapter 132 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Psalms 132 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
O anyị, cheta , nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ. Ọ ṅụrụ iyi nye anyị, kwee nkwa nye dị ukwuu nke ọb: “Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m, agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra, tutu ruo mgbe m chọtaara anyị ọnọdụ ebe obibi nye dị ukwuu nke ọb.” Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼ, anyị chọtara ya nʼubi niile nke . “Ka anyị gaa na-ebe obibi ya; ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya. ‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị, gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị. Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe; ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi bụọ abụ nʼihi ọṅụ.’ ” Nʼihi ohu gị, bụ , agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ. Onyenwe anyị ṅụrụ iyi nʼeziokwu, bụ iyi nke ọ gaghị esi na ya laghachi azụ: “Otu nʼime ụmụ gị, ka m ga-eme ka ọ nọdụ nʼocheeze gị, ọ bụrụ na ụmụ ndị ikom gị edebe ọgbụgba ndụ m na ụkpụrụ niile m kuziri ha, mgbe ahụ ụmụ ha ga-anọdụ ala nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.” Nʼihi na anyị ahọrọla ọn, ọ bụ ọchịchọ obi ya ime ya ebe obibi ya; “Ebe a bụ ebe izuike m ruo mgbe ebighị ebi, ebe a ka ocheeze m ga-adịkwa, nʼihi na ọ bụ ihe m chọrọ. Aga m eji ọtụtụ nri dị iche iche gọzie ya; aga m eji nri mee ka afọ ju ndị ogbenye ya. Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe, ndị nsọ ya ga-abụ abụ nʼihi ọṅụ. “Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi puputara ma debekwa oriọna nʼihi onye m e tere mmanụ. Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe ma aga eji okpueze mara mma chọọ isi ya mma.”
Every verse in Psalms 132
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.