MyBibleAtlasAbụ Ọma 140

Abụ Ọma

Abụ Ọma 140

Psalm 140 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 140Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that asks for rescue from violent people and confidence in God's justice.

Abụ Ọma 140 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, dọpụta m site nʼaka ndị na-eme ihe ọjọọ. Chebe m ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-eme ihe ike dị iche iche.

KJV verse 1: Deliver me, O LORD, from the evil man: preserve me from the violent man;

Ndị na-atụ atụmatụ ime ihe ọjọọ nʼobi ha na-akpali agha ụbọchị niile.

KJV verse 2: Which imagine mischiefs in their heart; continually are they gathered together for war.

Ha na-eme ire ha ka ha dị nkọ dịka nke agwọ; elo ajụala dị nʼegbugbere ọnụ ha.

KJV verse 3: They have sharpened their tongues like a serpent; adders’ poison is under their lips. Selah.

Chebe m anyị, ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-emebi iwu; chebe m ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-eme ihe ike, ndị na-eche echiche ọdịda m.

KJV verse 4: Keep me, O LORD, from the hands of the wicked; preserve me from the violent man; who have purposed to overthrow my goings.

Ndị mpako esielera m ọnya igbudu; ha agbasaala ụgbụ ha na udo ha, siekwara m ọnya dị iche iche nʼụzọ m na-aga.

KJV verse 5: The proud have hid a snare for me, and cords; they have spread a net by the wayside; they have set gins for me. Selah.

A sịrị m anyị, “Gị onwe gị bụ m.” Nụrụ, O anyị, olu arịrịọ m maka amara.

KJV verse 6: I said unto the LORD, Thou art my God: hear the voice of my supplications, O LORD.

Onye kachasị ihe niile elu, bụ anyị nzọpụta m dị ike, ị na-ekpuchi isi m nʼụbọchị agha.

KJV verse 7: O GOD the Lord, the strength of my salvation, thou hast covered my head in the day of battle.

Ekwekwala ka ndị ajọ omume chọta ihe ha na-achọ, o anyị, ekwekwala ka nzube ha mezuo.

KJV verse 8: Grant not, O LORD, the desires of the wicked: further not his wicked device; lest they exalt themselves. Selah.

Ndị niile gbara m gburugburu na-ebuli isi ha elu na nganga ka ndụ ọjọọ nke egbugbere ọnụ ha rikpuo ha.

KJV verse 9: As for the head of those that compass me about, let the mischief of their own lips cover them.

Ka icheku ọkụ na-ere ere dakwasị ha; ka a tụba ha nʼime ọkụ na-ere ere, nʼime olulu apịtị jupụtara, nke ha na-enweghị ike isite nʼime ya pụta ọzọ.

KJV verse 10: Let burning coals fall upon them: let them be cast into the fire; into deep pits, that they rise not up again.

Ekwela ka ndị na-ekwu okwu nkwulu guzosie ike nʼala, ka ihe ọjọọ chụda ndị na-eme ihe ike.

KJV verse 11: Let not an evil speaker be established in the earth: evil shall hunt the violent man to overthrow him.

Amaara m na anyị ga-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị ogbenye na-emekwa ka ndị nọ na mkpa nweta ihe ruuru ha.

KJV verse 12: I know that the LORD will maintain the cause of the afflicted, and the right of the poor.

Nʼezie, ndị ezi omume ga-eto aha gị, ndị ziri ezi ga-ebikwa nʼihu gị.

KJV verse 13: Surely the righteous shall give thanks unto thy name: the upright shall dwell in thy presence.

Every verse in Abụ Ọma 140

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1400:00 / 0:00