MyBibleAtlasAbụ Ọma 142

Abụ Ọma

Abụ Ọma 142

Psalm 142 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 142Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that pours out loneliness and takes refuge in God as a true portion.

When was it written?

The heading places David in the cave. Scripture records caves at Adullam in 1 Samuel 22:1 and En-gedi in 1 Samuel 24:3, so this may be either occasion.

Abụ Ọma 142 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Etikuru m anyị mkpu akwa; ewelitara m olu m rịọ anyị ka o meere m ebere.

KJV verse 1: I cried unto the LORD with my voice; with my voice unto the LORD did I make my supplication.

Ekwupụtara m ihe na-esogbu m nʼihu ya, gwakwa ya ahụhụ nke m nọ nʼime ya.

KJV verse 2: I poured out my complaint before him; I shewed before him my trouble.

Mgbe mmụọ m dara mba nʼime m, ọ bụ gị maara ụzọ m. Nʼụzọ ebe m na-esi aga ka ndị mmadụ siiri m ọnya.

KJV verse 3: When my spirit was overwhelmed within me, then thou knewest my path. In the way wherein I walked have they privily laid a snare for me.

Lee anya nʼaka nri m ma hụ na ọ dịghị onye ọbụla na-eche ihe banyere m. Enweghị m ebe mgbaba. Ọ dịghị onye ọbụla ihe banyere m na-emetụta nʼobi.

KJV verse 4: I looked on my right hand, and beheld, but there was no man that would know me: refuge failed me; no man cared for my soul.

Ana m etiku gị mkpu akwa, o anyị, na-asị, “Gị bụ ebe mgbaba m, oke m nʼala ndị dị ndụ.”

KJV verse 5: I cried unto thee, O LORD: I said, Thou art my refuge and my portion in the land of the living.

Gee ntị na mkpu akwa m, nʼihi na anọ m nʼọnọdụ ihe isiike; gbapụta m site nʼaka ndị na-achụ m ọsọ, nʼihi na ha siri ike karịa m.

KJV verse 6: Attend unto my cry; for I am brought very low: deliver me from my persecutors; for they are stronger than I.

Mee ka m nwere onwe m site nʼụlọ mkpọrọ, ka m nwee ike too aha gị. Mgbe ahụ ndị ezi omume ga-agba m gburugburu nʼihi ịdị mma gị nʼebe m nọ.

KJV verse 7: Bring my soul out of prison, that I may praise thy name: the righteous shall compass me about; for thou shalt deal bountifully with me.

Every verse in Abụ Ọma 142

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1420:00 / 0:00