Psalms 149:9

“imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha. Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya. Toonu Onyenwe anyị.”

Psalms 149:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 9 in Psalms chapter 149 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 149 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị! Bụkuonụ anyị abụ ọhụrụ. Bụọnụ abụ ito ya nʼetiti ndị nsọ ya. Ka ṅụrịa ọṅụ nʼime onye kere ha; ka ndị bi na ọn nwee obi ụtọ nʼime ha. Ka ha jiri ite egwu too aha ya ka ha jiri ọyọ na ụbọ akwara kpọọrọ ya egwu. Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ anyị ụtọ. Ọ na-eji nzọpụta kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze. Ka ndị nsọ ṅụrịa ọṅụ nʼime nsọpụrụ a, bụkwaa abụ nʼihi ọṅụ nʼelu ihe ndina ha. Ka otuto dịrị nʼọnụ ha, ka mma agha ihu abụọ dịrịkwa nʼaka ha, iji bọọrọ mba niile ọbọ taakwa ndị niile dị iche iche ahụhụ, iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha na ndị ha a na-asọpụrụ agbụ igwe, imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha. Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya. Toonu anyị.

Every verse in Psalms 149

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00