MyBibleAtlasAbụ Ọma 22

Abụ Ọma

Abụ Ọma 22

Psalm 22 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 22Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that cries out in suffering and looks forward to God's worldwide praise.

Abụ Ọma 22 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ m? Gịnị mere i ji nọ ebe dị anya ịzọpụta m, nʼebe dị anya site nʼịsụ ude m niile?

KJV verse 1: My God, my God, why hast thou forsaken me? why art thou so far from helping me, and from the words of my roaring?

O m, ana m akpọku gị nʼehihie, ma ị dịghị aza m, nʼabalị kwa, ma ọ dịghị izuike m nwere.

KJV verse 2: O my God, I cry in the daytime, but thou hearest not; and in the night season, and am not silent.

Nʼezie, i nọ nʼocheeze gị dịka ahụ dị Nsọ; ị bụ otuto ndị .

KJV verse 3: But thou art holy, O thou that inhabitest the praises of Israel.

Nna anyị ha tụkwasịrị gị obi; ha tụkwasịrị gị obi, ị zọpụtakwara ha.

KJV verse 4: Our fathers trusted in thee: they trusted, and thou didst deliver them.

Ha kpọkuru gị si otu a bụrụ ndị a zọpụtara; ihere emeghị ha nʼihi na ha tụkwasịrị gị obi.

KJV verse 5: They cried unto thee, and were delivered: they trusted in thee, and were not confounded.

Abụ m idide, abụghị m mmadụ; onye ndị ọzọ na-akwa emo, onye ndị mmadụ na-eleda anya.

KJV verse 6: But I am a worm, and no man; a reproach of men, and despised of the people.

Ndị niile hụrụ m na-achị m ọchị; na-emiri m ọnụ ịkwa emo, na-efufekwa isi ha na-asị.

KJV verse 7: All they that see me laugh me to scorn: they shoot out the lip, they shake the head saying,

“O na-atụkwasị anyị obi; ka anyị bịa gbapụta ya. Ya napụta ya ebe ọ bụ na ihe ya masịrị ya.”

KJV verse 8: He trusted on the LORD that he would deliver him: let him deliver him, seeing he delighted in him.

Ma anyị, ọ bụ gị wepụtara m site nʼafọ nne m. Ọ bụ gị mere ka m tụkwasị gị obi, ọ bụladị mgbe m ka na-aṅụ ara.

KJV verse 9: But thou art he that took me out of the womb: thou didst make me hope when I was upon my mother’s breasts.

Site nʼoge amụrụ m ka e nyefere m nʼaka gị. Site nʼafọ nne m, ka gị onwe gị bụ m.

KJV verse 10: I was cast upon thee from the womb: thou art my God from my mother’s belly.

Anọla m ebe dị anya, nʼihi na nsogbu dị nso. Ọ dịkwaghị onye inyeaka nọ nso.

KJV verse 11: Be not far from me; for trouble is near; for there is none to help.

Ọtụtụ oke ehi gbara m gburugburu; oke ehi dị ike nke gbara m gburugburu.

KJV verse 12: Many bulls have compassed me: strong bulls of Bashan have beset me round.

Ọdụm ndị na-agbọ ụja mgbe ha na-adọgbu anụ ọhịa asaghepụla ọnụ ha megide m.

KJV verse 13: They gaped upon me with their mouths, as a ravening and a roaring lion.

A wụpụla m dịka mmiri, ọkpụkpụ m niile apụkwaala nʼọnọdụ ha. Obi m agbazela dịka mmanụ, obi ịlọ mmiri ewerela ọnọdụ nʼime m.

KJV verse 14: I am poured out like water, and all my bones are out of joint: my heart is like wax; it is melted in the midst of my bowels.

Ike ọbụla adịghịkwa m nʼahụ, dịka a ga-asị na m bụ ụrọ nke anwụ mịkọọrọ mmiri dị ya nʼime. Ire m na-araparakwa m nʼọnụ, nʼihi na ị tọgbọrọ m nʼọnụ ọnwụ.

KJV verse 15: My strength is dried up like a potsherd; and my tongue cleaveth to my jaws; and thou hast brought me into the dust of death.

Ọtụtụ nkịta agbaala m gburugburu; otù ndị na-eme ihe ọjọọ agbaala m gburugburu, ha adupuola m aka m na ụkwụ m.

KJV verse 16: For dogs have compassed me: the assembly of the wicked have inclosed me: they pierced my hands and my feet.

A pụrụ ịgụta ọkpụkpụ m niile ọnụ; ndị mmadụ na-ele m anya na-emikwa ọnụ ọchị

KJV verse 17: I may tell all my bones: they look and stare upon me.

Ha na-eke uwe m nʼetiti ha, ha sitere nʼife nza kee uwe m.

KJV verse 18: They part my garments among them, and cast lots upon my vesture.

Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya; gị bụ ike m, mee ngwangwa bịa nyere m aka.

KJV verse 19: But be not thou far from me, O LORD: O my strength, haste thee to help me.

Napụta ndụ m site na mma agha, site nʼike ụmụ nkịta, napụta ndụ m nke dị oke ọnụahịa.

KJV verse 20: Deliver my soul from the sword; my darling from the power of the dog.

Gbapụta m site nʼọnụ ọdụm ndị a, zọpụta m site na mpi atụ ndị a.

KJV verse 21: Save me from the lion’s mouth: for thou hast heard me from the horns of the unicorns.

Aga m ekwupụta aha gị nye ụmụnna m; nʼetiti ọha mmadụ aga m enye gị otuto.

KJV verse 22: I will declare thy name unto my brethren: in the midst of the congregation will I praise thee.

Toonu anyị! Unu niile bụ ndị na-atụ egwu ya; unu bụ ndị agbụrụ ọb, sọpụrụnụ ya! Tụọnụ ya egwu, unu agbụrụ !

KJV verse 23: Ye that fear the LORD, praise him; all ye the seed of Jacob, glorify him; and fear him, all ye the seed of Israel.

Nʼihi na o ledaghị ahụhụ onye a na-akpagbu anya maọbụ kwaa ya emo; o lefughị ya anya kama mgbe ọ kpọkuru ya, ọ nụrụ olu akwa ya.

KJV verse 24: For he hath not despised nor abhorred the affliction of the afflicted; neither hath he hid his face from him; but when he cried unto him, he heard.

Isiokwu otuto m nʼetiti ọha mmadụ sitere na gị; aga m emezukwa nkwa niile m kwere gị nʼihu ndị ahụ na-atụ egwu gị.

KJV verse 25: My praise shall be of thee in the great congregation: I will pay my vows before them that fear him.

Ndị ogbenye ga-eri nri, rijuo afọ ha, ndị niile na-achọ anyị ga-eto ya ka mkpụrụobi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 26: The meek shall eat and be satisfied: they shall praise the LORD that seek him: your heart shall live for ever.

Nsọtụ elu ụwa niile ga-echeta, ma laghachikwute anyị. Ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche ga-akpọ isiala nʼihu ya.

KJV verse 27: All the ends of the world shall remember and turn unto the LORD: and all the kindreds of the nations shall worship before thee.

Nʼihi na ike ọchịchị bụ nke anyị, ọ na-achịkwa mba niile.

KJV verse 28: For the kingdom is the LORD’S: and he is the governor among the nations.

Ndị ọgaranya niile nke elu ụwa ga-eri oriri ma fee ya; ihe niile na-anwụ anwụ ga-akpọ isiala nʼihu ya; ndị na-apụghị idebe onwe ha ndụ.

KJV verse 29: All they that be fat upon earth shall eat and worship: all they that go down to the dust shall bow before him: and none can keep alive his own soul.

Agbụrụ anyị ga-ejere ya ozi; a ga-akọrọ ọgbọ ndị na-abịa nʼihu ihe banyere onyenwe anyị.

KJV verse 30: A seed shall serve him; it shall be accounted to the Lord for a generation.

Ha ga-ekwusa ezi omume ya nye ọgbọ niile na-abịa nʼihu, bụ ndị a na-amụbeghị nʼihi na o meela ya.

KJV verse 31: They shall come, and shall declare his righteousness unto a people that shall be born, that he hath done this.

Every verse in Abụ Ọma 22

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 220:00 / 0:00