Psalms 24:6

“Otu a ka ọ ga-adịrị ọgbọ ndị ya, bụ ndị na-achọ ihu gị, Chineke nke Jekọb. Sela”

Psalms 24:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 6 of 10 in Psalms chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke anyị; ụwa na ndị niile bi nʼime ya. Ọ tọrọ ntọala ya nʼime oke osimiri niile, o mekwara ka o guzosie ike. Onye bụ onye ahụ nwere ike irigo nʼelu ugwu anyị? Onye nwere ike ịbata guzo nʼime ụlọnsọ ya? Ọ bụ onye aka ya emeghị ihe ọjọọ, obi ya dịkwa ọcha, onye na-adịghị atụkwasị obi na chi arụsị, maọbụ ṅụọ iyi aghụghọ. Ha ga-anata ngọzị site nʼaka anyị, natakwa mkpepụta site nʼaka nzọpụta ha. Otu a ka ọ ga-adịrị ọgbọ ndị ya, bụ ndị na-achọ ihu gị, Chineke nke ọb. Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama, meenụ ka isi unu bụrụ ihe e welitere, unu ọnụ ụzọ ama ochie, ka eze ebube nwee ike ịbata. Onye bụ eze ebube a? Ọ bụ anyị, onye bụ dimkpa na dike. Ọ bụ anyị, onye bụ dike nʼagha. Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama, buliekwanụ ha elu, unu ọnụ ụzọ ama ochie, ka ebube nwee ike ịbatakwa. Onye bụ eze ebube a? Ọ bụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ọ bụ ya bụ ebube!

Every verse in Psalms 24

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00