Psalms 29:9

“Olu Onyenwe anyị na-eme ka osisi ook gbagọọ na-agbuchapụkwa akwụkwọ niile nke oke ọhịa. Nʼime ụlọnsọ ukwuu ya mmadụ niile na-eti, “Ebube!””

Psalms 29:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 11 in Psalms chapter 29 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 29 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị, unu ndị bi nʼeluigwe, nyenụ anyị nsọpụrụ nʼihi ebube na ike ya. Nyenụ anyị nsọpụrụ kwesiri aha ya; kpọọ isiala nye anyị nʼebube nke ịdị nsọ ya. Olu anyị na-ada nʼelu osimiri; olu dị ebube na-ada ike ike, olu anyị na-ada dịka egbe eluigwe nʼelu oke osimiri. Olu anyị dị ike, olu anyị jupụtakwara nʼebube. Olu anyị na-etiwa osisi ukwu sida; Onyenwe anyị na-etiwasị osisi ukwu sida nke ọn. Ọ na-eme ka ọn wulie elu dịka nwa ehi, ọ na-eme ka ọn wulie elu dịka nwa atụ. Olu anyị na-agba dịka egbe eluigwe mgbe amụma na-egbu. Olu anyị na-eme ka ọzara maa jijiji; Onyenwe anyị na-eme ka ọzara maa jijiji. Olu anyị na-eme ka osisi ook gbagọọ na-agbuchapụkwa akwụkwọ niile nke oke ọhịa. Nʼime ụlọnsọ ukwuu ya mmadụ niile na-eti, “Ebube!” Onyenwe anyị nọ nʼocheeze ya nʼelu uju mmiri; Onyenwe anyị na-achị dịka eze ruo mgbe ebighị ebi. Onyenwe anyị na-enye ndị ya ike, ọ ga-ejikwa udo gọzie ndị ya.

Every verse in Psalms 29

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00