MyBibleAtlasAbụ Ọma 40

Abụ Ọma

Abụ Ọma 40

Psalm 40 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 40Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a thanksgiving Psalm that remembers God's rescue and offers willing obedience before asking for help again.

Abụ Ọma 40 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Eji m ndidi chere anyị, ọ tụgharịkwutere m, ọ nụkwaara akwa m.

KJV verse 1: I waited patiently for the LORD; and he inclined unto me, and heard my cry.

O sitere nʼolulu na-amị amị, nke apịtị na ụrọ juru, sepụta m; o guzobere ụkwụ m abụọ nʼelu oke nkume, nyekwa m ebe siri ike ka m guzo.

KJV verse 2: He brought me up also out of an horrible pit, out of the miry clay, and set my feet upon a rock, and established my goings.

O tinyere abụ ọhụrụ nʼọnụ m, abụ otuto nye anyị. Ọtụtụ ga-ahụ ya ma tụọ egwu, ha ga-atụkwasị obi ha nʼime anyị.

KJV verse 3: And he hath put a new song in my mouth, even praise unto our God: many shall see it, and fear, and shall trust in the LORD.

Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye na-eme anyị ebe ntụkwasị obi ya; onye na-adịghị ele ndị mpako anya maọbụ ndị na-atụgharị gbasoo arụsị.

KJV verse 4: Blessed is that man that maketh the LORD his trust, and respecteth not the proud, nor such as turn aside to lies.

O anyị m, ọrụ ebube ị rụrụ dị ọtụtụ, ọ dịghị onye pụrụ ịgụkọta ihe niile ị kwadooro maka inye anyị; a sịkwarị na aga m ekwu ma kọsaa ihe banyere ha, ha karịrị ihe ọnụ pụrụ ikwu.

KJV verse 5: Many, O LORD my God, are thy wonderful works which thou hast done, and thy thoughts which are to us-ward: they cannot be reckoned up in order unto thee: if I would declare and speak of them, they are more than can be numbered.

Aja na onyinye abụghị ihe ị chọrọ ma ị megheela ntị abụọ; aja nsure ọkụ na aja a chụrụ maka mmehie abụghị ihe ị chọrọ.

KJV verse 6: Sacrifice and offering thou didst not desire; mine ears hast thou opened: burnt offering and sin offering hast thou not required.

Mgbe ahụ, ekwuru m sị, “Lee m, abịala m, e dere banyere m nʼime akwụkwọ mpịakọta.

KJV verse 7: Then said I, Lo, I come: in the volume of the book it is written of me,

O m, ọ bụ ọchịchọ m ime ihe ị na-achọ, iwu gị dị nʼime obi m.”

KJV verse 8: I delight to do thy will, O my God: yea, thy law is within my heart.

Ana m anọ nʼetiti ọgbakọ ukwuu na-ekwusa ihe ziri ezi; dịka ị maara, o anyị, anaghị m emechi ọnụ m.

KJV verse 9: I have preached righteousness in the great congregation: lo, I have not refrained my lips, O LORD, thou knowest.

Ekpuchighị m ezi omume gị nʼime obi m, ana m ekwupụta maka ikwesi ntụkwasị obi gị na nzọpụta gị. Adịghị m ekpuchi ịhụnanya na eziokwu gị, nʼebe ọgbakọ ukwuu nọ.

KJV verse 10: I have not hid thy righteousness within my heart; I have declared thy faithfulness and thy salvation: I have not concealed thy lovingkindness and thy truth from the great congregation.

O anyị, ezonarịla m ebere gị, ka ịhụnanya gị na eziokwu gị chebe m oge niile.

KJV verse 11: Withhold not thou thy tender mercies from me, O LORD: let thy lovingkindness and thy truth continually preserve me.

Nʼihi na ọtụtụ nsogbu a na-apụghị ịgụta ọnụ gbara m gburugburu; mmehie m niile akarịala m, apụghịkwa m ịhụ ụzọ: ha karịrị agịrị isi dị m nʼisi, obi m na-adakwa mba nʼime m.

KJV verse 12: For innumerable evils have compassed me about: mine iniquities have taken hold upon me, so that I am not able to look up; they are more than the hairs of mine head: therefore my heart faileth me.

O anyị, ya masị gị ịzọpụta m; O anyị, bịa ngwangwa inyere m aka.

KJV verse 13: Be pleased, O LORD, to deliver me: O LORD, make haste to help me.

Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m, bụrụ ndị a ga-etinye nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara; ka ndị niile ọ na-amasị ịhụ ịla nʼiyi m, laghachi azụ nʼihere.

KJV verse 14: Let them be ashamed and confounded together that seek after my soul to destroy it; let them be driven backward and put to shame that wish me evil.

Ka ndị ahụ na-asị m, “Ehee! Ehee!” kụja nʼihi ihere onwe ha.

KJV verse 15: Let them be desolate for a reward of their shame that say unto me, Aha, aha.

Ma ka ndị niile na-achọ gị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị; ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile, “Onyenwe anyị dị ukwuu.”

KJV verse 16: Let all those that seek thee rejoice and be glad in thee: let such as love thy salvation say continually, The LORD be magnified.

Ma mụ onwe m bụ m ogbenye na onye nọ na mkpa; ka anyị cheta m. Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m; Ị bụ m, anọla ọdụ ịbịa.

KJV verse 17: But I am poor and needy; yet the Lord thinketh upon me: thou art my help and my deliverer; make no tarrying, O my God.

Every verse in Abụ Ọma 40

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 400:00 / 0:00