Psalms 47:5

“Chineke ewerela iti mkpu ọṅụ rigoro nʼeluigwe. Onyenwe anyị ewerela olu opi ike rigoo.”

Psalms 47:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 9 in Psalms chapter 47 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 47 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Kụọnụ aka unu, unu mba niile; jiri iti mkpu ọṅụ tikuo . Nʼihi na anyị bụ kachasị ihe niile elu. Ọ dị egwu! Ọ bụ eze ukwu na-achị ụwa niile. O wedara mba niile mee ka ha nọọ nʼokpuru anyị; ndị mmadụ niile nọ nʼokpuru ụkwụ anyị. Ọ họpụtaara anyị ihe nketa anyị, ihe ịnya isi nke ọb, onye ọ hụrụ nʼanya. Chineke ewerela iti mkpu ọṅụ rigoro nʼeluigwe. Onyenwe anyị ewerela olu opi ike rigoo. Bụkuonụ abụ otuto, bụọ abụ otuto; bụkuonụ eze anyị abụ otuto, bụọ abụ otuto. Nʼihi na anyị bụ eze ụwa niile. Jirinụ abụ too ya. Chineke bụ eze mba niile; ọ na-anọkwasị nʼocheeze ya dị nsọ na-achị mba niile. Ndị niile a ma ama na mba niile ezukọtaala, dịka ndị nke , nʼihi na ndị eze niile dị nʼụwa bụ nke ; ọ bụ onye e buliri elu nʼebe ọ dị ukwuu.

Every verse in Psalms 47

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00