MyBibleAtlasAbụ Ọma 83

Abụ Ọma

Abụ Ọma 83

Psalm 83 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 83Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names Asaph as its author. This is a lament Psalm that asks God to act against a coalition of hostile nations.

Abụ Ọma 83 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O! Chineke agbachikwala nkịtị. Biko, Chineke, ahapụkwala ikwu okwu, anọkwala jụụ.

KJV verse 1: Keep not thou silence, O God: hold not thy peace, and be not still, O God.

Lee na ndị iro gị nọ na-ebigbọ, ndị kpọrọ gị asị na-eweli isi ha.

KJV verse 2: For, lo, thine enemies make a tumult: and they that hate thee have lifted up the head.

Ha ji aghụghọ na-agba izu imegide ndị gị; ha na-atụ atụmatụ ọjọọ megide ndị ị hụrụ nʼanya.

KJV verse 3: They have taken crafty counsel against thy people, and consulted against thy hidden ones.

Ha na-asị, “Bịanụ ka anyị laa mba a nʼiyi, ka a ghara ichetakwa aha ọzọ.”

KJV verse 4: They have said, Come, and let us cut them off from being a nation; that the name of Israel may be no more in remembrance.

Ha ji otu obi na-agbarịta izu; ha agbaala ndụ imegide gị,

KJV verse 5: For they have consulted together with one consent: they are confederate against thee:

ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị , na ndị , na ndị ,

KJV verse 6: The tabernacles of Edom, and the Ishmaelites; of Moab, and the Hagarenes;

na ndị , na ndị Amọn, na ndị , na ndị , ha na ndị Taịa.

KJV verse 7: Gebal, and Ammon, and Amalek; the Philistines with the inhabitants of Tyre;

Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha, ịgba ndị agbụrụ Lọt ume.

KJV verse 8: Assur also is joined with them: they have holpen the children of Lot. Selah.

Mee ha dịka i si mee ndị , na dịka i mere na , nʼakụkụ iyi ọn,

KJV verse 9: Do unto them as unto the Midianites; as to Sisera, as to Jabin, at the brook of Kison:

ndị lara nʼiyi nʼ ma ghọọ ihe dịka nsị anụ e kpofuru ekpofu nʼala.

KJV verse 10: Which perished at Endor: they became as dung for the earth.

Mee ka ndị ọgaranya ha dịka na , ka ụmụ ndị ikom eze ha niile dịka na ,

KJV verse 11: Make their nobles like Oreb, and like Zeeb: yea, all their princes as Zebah, and as Zalmunna:

ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị, ebe ịta nri ụmụ anụmanụ niile nke .”

KJV verse 12: Who said, Let us take to ourselves the houses of God in possession.

O m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu, maọbụ dịka igbugbo ọka nʼebe ifufe dị.

KJV verse 13: O my God, make them like a wheel; as the stubble before the wind.

Dịka ọkụ na-erepịa oke ọhịa, maọbụ nke na-ere nʼelu ugwu,

KJV verse 14: As the fire burneth a wood, and as the flame setteth the mountains on fire;

si otu a were oke ifufe chụọ ha ọsọ, jiri oke ifufe nke na-eso mmiri ozuzo mee ka ha nọrọ nʼọnọdụ obi ọlụlọ mmiri.

KJV verse 15: So persecute them with thy tempest, and make them afraid with thy storm.

Were ihere kpuchie ha ihu, ka ndị mmadụ si otu a chọọ aha gị, O anyị.

KJV verse 16: Fill their faces with shame; that they may seek thy name, O LORD.

Ka ha nọdụ nʼọnọdụ ihere na ịda mba mgbe niile; ka ha laa nʼiyi nʼọnọdụ mweda nʼala.

KJV verse 17: Let them be confounded and troubled for ever; yea, let them be put to shame, and perish:

Mee ka ha mata na gị, onye aha ya bụ anyị, na ọ bụ naanị gị bụ kachasị ihe niile elu nʼụwa niile.

KJV verse 18: That men may know that thou, whose name alone is JEHOVAH, art the most high over all the earth.

Every verse in Abụ Ọma 83

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 830:00 / 0:00