MyBibleAtlasAbụ Ọma 84

Abụ Ọma

Abụ Ọma 84

Psalm 84 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 84Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names the sons of Korah as its authors. This is a praise Psalm that longs for God's dwelling and blesses those who trust in him.

Abụ Ọma 84 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Lee ka ebe obibi gị sị maa mma, O anyị, Onye pụrụ ime ihe niile!

KJV verse 1: How amiable are thy tabernacles, O LORD of hosts!

Ọ na-agụsị mkpụrụobi m agụụ ike, e mkpụrụobi m na-adakwa mba, ịbata nʼogige anyị; mkpụrụobi m na anụ ahụ m na-eti mkpu na-achọ dị ndụ.

KJV verse 2: My soul longeth, yea, even fainteth for the courts of the LORD: my heart and my flesh crieth out for the living God.

Ọ bụladị ụmụ nnụnụ nta nke eluigwe, achọtala ebe obibi; eleke achọtakwarala onwe ya akwụ, ebe ọ ga na-edebe ụmụ ya, nʼakụkụ ebe ịchụ aja nsọ gị, O anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, Eze m na m.

KJV verse 3: Yea, the sparrow hath found an house, and the swallow a nest for herself, where she may lay her young, even thine altars, O LORD of hosts, my King, and my God.

Ndị a gọziri agọzi ka ndị bi nʼụlọ gị bụ; ha na-eto gị mgbe niile.

KJV verse 4: Blessed are they that dwell in thy house: they will be still praising thee. Selah.

Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị ike ha nwere dị na gị, ndị kpebiri nʼobi ha ịga njem.

KJV verse 5: Blessed is the man whose strength is in thee; in whose heart are the ways of them.

Mgbe ha na-esite na na-agafe, ha na-eme ya ka ọ bụrụ ebe isi iyi dị iche iche na-asọpụta; mmiri ozuzo mbụ na-ewere ngọzị niile kpuchie ya.

KJV verse 6: Who passing through the valley of Baca make it a well; the rain also filleth the pools.

Ike ha na-abawanye abawanye, tutu ha niile nʼotu na otu, abịa guzo nʼihu na ọn.

KJV verse 7: They go from strength to strength, every one of them in Zion appeareth before God.

O anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nụrụ ekpere m. Gee m ntị, gị nke ọb.

KJV verse 8: O LORD God of hosts, hear my prayer: give ear, O God of Jacob. Selah.

Lekwasị anya nʼọta anyị, O , jiri ihuọma lekwasị onye gị e tere mmanụ anya.

KJV verse 9: Behold, O God our shield, and look upon the face of thine anointed.

Otu mkpụrụ ụbọchị a nọrọ nʼime ogige gị, karịrị puku ụbọchị a nọrọ ebe ọzọ; ọ ga-akara m mma ịbụ onye nche nʼọnụ ụzọ ụlọnsọ m, karịa ibi nʼụlọ ikwu nke ndị ajọ omume.

KJV verse 10: For a day in thy courts is better than a thousand. I had rather be a doorkeeper in the house of my God, than to dwell in the tents of wickedness.

Onyenwe anyị bụ anyanwụ na ọta; Onyenwe anyị na-enye ihuọma na nsọpụrụ; ọ naghị egbochi ihe ọma ọbụla site nʼebe ndị na-eje ije nʼizuoke nọ.

KJV verse 11: For the LORD God is a sun and shield: the LORD will give grace and glory: no good thing will he withhold from them that walk uprightly.

O anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ngọzị na-adịrị ndị niile na-atụkwasị gị obi.

KJV verse 12: O LORD of hosts, blessed is the man that trusteth in thee.

Every verse in Abụ Ọma 84

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 840:00 / 0:00