MyBibleAtlasAbụ Ọma 85

Abụ Ọma

Abụ Ọma 85

Psalm 85 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 85Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names the sons of Korah as its authors. This is a lament Psalm that remembers past restoration and asks God to revive his people again.

Abụ Ọma 85 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, i gosila ala gị ihuọma; i nyeghachila ọb akụnụba ya.

KJV verse 1: LORD, thou hast been favourable unto thy land: thou hast brought back the captivity of Jacob.

I gbagharala ajọ omume ndị gị, kpuchikwaa mmehie ha niile.

KJV verse 2: Thou hast forgiven the iniquity of thy people, thou hast covered all their sin. Selah.

Ị kwụsịla iwe oke iwe gị, I sikwala nʼịdị ọkụ nke iwe gị chigharịa.

KJV verse 3: Thou hast taken away all thy wrath: thou hast turned thyself from the fierceness of thine anger.

Kpọghachi anyị azụ, O , Onye Nzọpụta anyị, wezuga iwe gị site nʼebe anyị nọ.

KJV verse 4: Turn us, O God of our salvation, and cause thine anger toward us to cease.

Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe: Ị ga-eme ka iwe gị dịgide ruo ọgbọ niile?

KJV verse 5: Wilt thou be angry with us for ever? wilt thou draw out thine anger to all generations?

Ị gaghị eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ ka ndị gị ṅụrịa ọṅụ nʼime gị?

KJV verse 6: Wilt thou not revive us again: that thy people may rejoice in thee?

O anyị, gosi anyị ịhụnanya gị nke na-adịgide, nyekwa anyị nzọpụta gị.

KJV verse 7: Shew us thy mercy, O LORD, and grant us thy salvation.

Aga m ege ntị mara ihe , onye bụ anyị ga-ekwu; ọ na-ekwe ndị ya, ndị nsọ ya nkwa udo, ma ka ha ghara ịlọghachi na nzuzu.

KJV verse 8: I will hear what God the LORD will speak: for he will speak peace unto his people, and to his saints: but let them not turn again to folly.

Nʼezie, nzọpụta ya dị nso ndị na-atụ egwu ya, ka ebube ya si otu a dịgide nʼala anyị.

KJV verse 9: Surely his salvation is nigh them that fear him; that glory may dwell in our land.

Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi ezukọtala; ezi omume na udo esutula ọnụ.

KJV verse 10: Mercy and truth are met together; righteousness and peace have kissed each other.

Ikwesi ntụkwasị obi ga-esite nʼala pupụta, ezi omume ga-esite nʼeluigwe ledata anya.

KJV verse 11: Truth shall spring out of the earth; and righteousness shall look down from heaven.

Nʼezie, Onyenwe anyị ga-enye ihe dị mma, ala anyị ga-amịkwa mkpụrụ ubi ya.

KJV verse 12: Yea, the LORD shall give that which is good; and our land shall yield her increase.

Ezi omume ga-aga nʼihu ya, idoziri ya ụzọ ọ ga-esi gaa.

KJV verse 13: Righteousness shall go before him; and shall set us in the way of his steps.

Every verse in Abụ Ọma 85

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 850:00 / 0:00