MyBibleAtlasAbụ Ọma 87

Abụ Ọma

Abụ Ọma 87

Psalm 87 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 87Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names the sons of Korah as its authors. This is a praise Psalm that celebrates Zion and God's welcome of people from the nations.

Abụ Ọma 87 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Chineke atọọla ntọala ya nʼelu ugwu nsọ ahụ;

KJV verse 1: His foundation is in the holy mountains.

Onyenwe anyị hụrụ ọnụ ụzọ ama ọn nʼanya, karịa ebe obibi niile nke ọb.

KJV verse 2: The LORD loveth the gates of Zion more than all the dwellings of Jacob.

Ihe dị iche iche nke dị ebube ka a na-ekwu banyere gị, O obodo ;

KJV verse 3: Glorious things are spoken of thee, O city of God. Selah.

“Aga m agụnye na ọn, dịka ndị na-asọpụrụ m, aga m agụnyekwa ndị , na ndị Taịa, na ndị , aga m asị, ‘A mụrụ nke a na ọn.’ ”

KJV verse 4: I will make mention of Rahab and Babylon to them that know me: behold Philistia, and Tyre, with Ethiopia; this man was born there.

Nʼezie, a ga-ekwu okwu banyere ọn sị, “A mụrụ nke a na nke ọzọ nʼime ya, ya onwe ya, bụ kachasị ihe niile elu, ga-eme ka o guzosie ike.”

KJV verse 5: And of Zion it shall be said, This and that man was born in her: and the highest himself shall establish her.

Onyenwe anyị ga-ede nʼime akwụkwọ usoro nke ndị mmadụ: “A mụrụ onye a na ọn.”

KJV verse 6: The LORD shall count, when he writeth up the people, that this man was born there. Selah.

Dịka ha na-eti egwu, ha ga-abụ abụ sị, “Isi iyi m niile dị na gị.”

KJV verse 7: As well the singers as the players on instruments shall be there: all my springs are in thee.

Every verse in Abụ Ọma 87

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 870:00 / 0:00