MyBibleAtlasAbụ Ọma 92

Abụ Ọma

Abụ Ọma 92

Psalm 92 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 92Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a thanksgiving Psalm that celebrates God's works and the flourishing of the righteous.

Abụ Ọma 92 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọ bụ ihe ziri ezi ito anyị, na iti egwu nye aha gị, gị kachasị ihe niile elu,

KJV verse 1: It is a good thing to give thanks unto the LORD, and to sing praises unto thy name, O most High:

ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ, na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị,

KJV verse 2: To shew forth thy lovingkindness in the morning, and thy faithfulness every night,

jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ.

KJV verse 3: Upon an instrument of ten strings, and upon the psaltery; upon the harp with a solemn sound.

Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ.

KJV verse 4: For thou, LORD, hast made me glad through thy work: I will triumph in the works of thy hands.

Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Onyenwe anyị. Leekwa ụdị echiche miri emi ị na-eche.

KJV verse 5: O LORD, how great are thy works! and thy thoughts are very deep.

Ndị uche kọrọ amaghị nke a, ndị nzuzu enweghị nghọta,

KJV verse 6: A brutish man knoweth not; neither doth a fool understand this.

ọ bụ ezie na ndị ajọ omume na-etopụta dịka ahịhịa ndị na-emekwa ajọ ihe na-eto na-awasa, a ga-ala ha nʼiyi ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 7: When the wicked spring as the grass, and when all the workers of iniquity do flourish; it is that they shall be destroyed for ever:

Ma gị, O anyị, bụ onye e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 8: But thou, LORD, art most high for evermore.

Nʼezie, ndị iro gị niile, Onyenwe anyị, e ndị iro gị niile ga-ala nʼiyi; ndị niile na-eme ajọ ihe ka a ga-achụsasị.

KJV verse 9: For, lo, thine enemies, O LORD, for, lo, thine enemies shall perish; all the workers of iniquity shall be scattered.

I meela ka mpi m dị elu dịka oke ehi na-akpa ike; awụsala m mmanụ dị mma.

KJV verse 10: But my horn shalt thou exalt like the horn of an unicorn: I shall be anointed with fresh oil.

Ejirila m anya m abụọ hụ ka e meriri ndị iro m; ejirila m ntị m nụ maka ịla nʼiyi nke ndị iro m afọ tara mmiri.

KJV verse 11: Mine eye also shall see my desire on mine enemies, and mine ears shall hear my desire of the wicked that rise up against me.

Ma ndị ezi omume ga-awa igu dịka osisi nkwụ; ha ga-ebukwa ibu dịka osisi ukwu sida nke ọn,

KJV verse 12: The righteous shall flourish like the palm tree: he shall grow like a cedar in Lebanon.

nke a kụrụ nʼime ụlọ anyị, ha ga-eto, wasaakwa nʼime ogige anyị.

KJV verse 13: Those that be planted in the house of the LORD shall flourish in the courts of our God.

Ha ga-amị mkpụrụ, ọ bụladị mgbe ha mere agadi. Ha ga-ejupụtakwa nʼahịhịa ndụ,

KJV verse 14: They shall still bring forth fruit in old age; they shall be fat and flourishing;

na-ekwupụta, “Onyenwe anyị bụ ziri ezi; ọ bụ m, ọ dịkwaghị ajọ omume dị nʼime ya.”

KJV verse 15: To shew that the LORD is upright: he is my rock, and there is no unrighteousness in him.

Every verse in Abụ Ọma 92

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 920:00 / 0:00