MyBibleAtlasAbụ Ọma 93

Abụ Ọma

Abụ Ọma 93

Psalm 93 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 93Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a royal Psalm that proclaims the LORD's eternal reign and the holiness of his house.

Abụ Ọma 93 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị bụ eze, ọ na-eyikwasị ịma mma dịka uwe; Onyenwe anyị na-eyikwasị ịma mma dịka uwe, ọ dịkwa ike nke ukwuu; nʼezie, ụwa niile na-eguzosikwa ike; apụghịkwa iwezuga ya nʼọnọdụ ya.

KJV verse 1: The LORD reigneth, he is clothed with majesty; the LORD is clothed with strength, wherewith he hath girded himself: the world also is stablished, that it cannot be moved.

Ocheeze gị eguzosiela ike siterị na mgbe ochie; ị na-adịkwa site nʼebighị ebi ruo ebighị.

KJV verse 2: Thy throne is established of old: thou art from everlasting.

Oke osimiri niile amaliela elu, O anyị; oke osimiri niile eweliela olu ha elu; ebili mmiri niile nke oke osimiri na-amali elu na-eme mkpọtụ.

KJV verse 3: The floods have lifted up, O LORD, the floods have lifted up their voice; the floods lift up their waves.

Onyenwe anyị onye nọ nʼelu, dị ukwuu karịa mkpọtụ nke oke osimiri niile na-eme, ma karịakwa ụda nke ebili mmiri nke oke osimiri.

KJV verse 4: The LORD on high is mightier than the noise of many waters, yea, than the mighty waves of the sea.

Ụkpụrụ gị niile, Onyenwe anyị na-eguzosi ike; ịdị nsọ bụ ihe e ji chọọ ụlọ gị mma ruo ụbọchị na-enweghị ọgwụgwụ.

KJV verse 5: Thy testimonies are very sure: holiness becometh thine house, O LORD, for ever.

Every verse in Abụ Ọma 93

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 930:00 / 0:00