MyBibleAtlasAbụ Ọma 94

Abụ Ọma

Abụ Ọma 94

Psalm 94 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 94Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a lament Psalm that asks the God of vengeance to defend the oppressed and discipline the proud.

Abụ Ọma 94 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, Chineke onye na-abọ ọbọ, o , onye na-abọ ọbọ, zipụta onwe gị.

KJV verse 1: O LORD God, to whom vengeance belongeth; O God, to whom vengeance belongeth, shew thyself.

Bilie, o nke ụwa; kwụghachi ndị nganga ụgwọ ọrụ ruuru ha.

KJV verse 2: Lift up thyself, thou judge of the earth: render a reward to the proud.

Onyenwe anyị, ọ bụ ruo ole mgbe? Ọ bụ ruo ole mgbe ka ndị na-eme ajọ omume ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ?

KJV verse 3: LORD, how long shall the wicked, how long shall the wicked triumph?

Ha na-ekwuwapụ okwu mpako; ndị niile na-eme ajọ ihe jupụtara nʼitu ọnụ.

KJV verse 4: How long shall they utter and speak hard things? and all the workers of iniquity boast themselves?

Ha na-azọpịa ndị gị, O anyị; ha na-emegbu ihe nketa gị.

KJV verse 5: They break in pieces thy people, O LORD, and afflict thine heritage.

Ha na-egbu ndị di ha nwụrụ na ndị ọbịa; ha na-egbu ndị na-enweghị nna.

KJV verse 6: They slay the widow and the stranger, and murder the fatherless.

Ha na-asị, “Onyenwe anyị anaghị ahụ ihe ndị a; Chineke ọb na-agba nkịtị.”

KJV verse 7: Yet they say, The LORD shall not see, neither shall the God of Jacob regard it.

Lezienụ anya, unu ndị amamihe kọrọ nʼetiti ndị m; unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-amụta ihe?

KJV verse 8: Understand, ye brutish among the people: and ye fools, when will ye be wise?

Ọ pụtara na onye kpụrụ ntị anaghị anụ ihe? Ọ pụtara na onye kere anya anaghị ahụ ụzọ?

KJV verse 9: He that planted the ear, shall he not hear? he that formed the eye, shall he not see?

Ọ pụtara na onye na-adọ mba niile aka na ntị agaghị ata ha ahụhụ? Ọ pụtara na onye na-ezi mmadụ ihe enweghị ihe ọmụma?

KJV verse 10: He that chastiseth the heathen, shall not he correct? he that teacheth man knowledge, shall not he know?

Onyenwe anyị maara echiche obi mmadụ; ọ maara na ihe mmadụ na-eche nʼobi ya bụ naanị ihe na-enweghị isi.

KJV verse 11: The LORD knoweth the thoughts of man, that they are vanity.

Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ, onye ị na-adọ aka na ntị, O anyị, onye ahụ ị na-akụziri ihe site nʼiwu gị;

KJV verse 12: Blessed is the man whom thou chastenest, O LORD, and teachest him out of thy law;

ị na-enye ya izuike site nʼụbọchị nsogbu; tutu ruo mgbe a ga-egwuru ndị ajọ omume olulu.

KJV verse 13: That thou mayest give him rest from the days of adversity, until the pit be digged for the wicked.

Nʼihi na anyị agaghị ajụ ndị ya; ọ gaghị agbakụta ihe nketa ya azụ.

KJV verse 14: For the LORD will not cast off his people, neither will he forsake his inheritance.

Ezi omume ga-abụ ntọala ikpe ikpe niile; ndị niile ndị ziri ezi nʼobi ga-agbasokwa ya.

KJV verse 15: But judgment shall return unto righteousness: and all the upright in heart shall follow it.

Onye ga-ebiliri m imegide ndị ajọ omume? Onye ga-eguzo nʼọnọdụ m imegide ndị na-eme ajọ ihe?

KJV verse 16: Who will rise up for me against the evildoers? or who will stand up for me against the workers of iniquity?

A sị na anyị abịaghị nyere m aka, agaara m rịị abụ onye nwụrụ anwụ.

KJV verse 17: Unless the LORD had been my help, my soul had almost dwelt in silence.

Mgbe m kwuru sị, “Ụkwụ m na-agbuchapụ,” ọ bụ ịhụnanya gị, O anyị, kwagidere m.

KJV verse 18: When I said, My foot slippeth; thy mercy, O LORD, held me up.

Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m, nkasiobi gị wetara mkpụrụobi m ọṅụ.

KJV verse 19: In the multitude of my thoughts within me thy comforts delight my soul.

A ga-ejikọta gị na ocheeze ọchịchị ya rụrụ arụ, nke na-eweta mmekpa ahụ site nʼiwu ya?

KJV verse 20: Shall the throne of iniquity have fellowship with thee, which frameth mischief by a law?

Ndị ajọ omume na-ejikọta onwe ha imegide ndị ezi omume na-amakwa ndị aka ha dị ọcha ikpe ọnwụ.

KJV verse 21: They gather themselves together against the soul of the righteous, and condemn the innocent blood.

Ma anyị a bụrụla ebe mgbaba e wusiri ike nye m, na m na oke nkume ebe m na-ezere ndụ.

KJV verse 22: But the LORD is my defence; and my God is the rock of my refuge.

Ọ ga-akwụghachi ha ụgwọ ọrụ kwesiri mmehie ha, lakwaa ha nʼiyi nʼihi ajọ omume ha; Onyenwe anyị anyị ga-ala ha nʼiyi.

KJV verse 23: And he shall bring upon them their own iniquity, and shall cut them off in their own wickedness; yea, the LORD our God shall cut them off.

Every verse in Abụ Ọma 94

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 940:00 / 0:00