Psalms 99:1
“Onyenwe anyị bụ eze, ka mba niile maa jijiji! O wuru ocheeze ya nʼetiti cherubim, ka elu ụwa maa jijiji.”
Psalms 99:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 9 in Psalms chapter 99 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Psalms 99 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Onyenwe anyị bụ eze, ka mba niile maa jijiji! O wuru ocheeze ya nʼetiti , ka elu ụwa maa jijiji. Onyenwe anyị dị ukwuu nʼime ọn; ọ bụ onye e buliri elu karịa mba niile dị iche iche. Ka ha too aha gị nke dị ukwuu, dịkwa oke egwu, ọ dị nsọ. Eze bụ onye dị ike, ọ hụrụ ikpe ziri ezi nʼanya, i meela ka ihe ziri ezi guzosie ike; nʼime ọb ka i mere ihe ziri ezi na ihe dị mma. Bulienụ anyị anyị elu, feenụ ofufe nʼihu ebe ihe ịtụkwasị ụkwụ ya; ọ dị nsọ. Mosis na Erọn so nʼetiti ndị nchụaja ya, sokwa nʼetiti ndị kpọkuru aha ya; ha kpọkuru anyị ọ zakwara ha. Ọ gwara ha okwu site nʼogidi igwe ojii. Ha debere ụkpụrụ ya na iwu niile o nyere ha. O anyị, Chineke anyị, ị zara ha; ị bụụrụ onye na-agbaghara mmehie, nʼagbanyeghị na ị tara ha ahụhụ nʼihi mmehie ha. Bulienụ anyị anyị elu; na-efe ya ofufe nʼelu ugwu ya dị nsọ, nʼihi na onye dị nsọ ka anyị anyị bụ.
Every verse in Psalms 99
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.