Psalms 134:1
“Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.”
Psalms 134:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 3 in Psalms chapter 134 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Psalms 134 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Toonu anyị, unu ndị ohu anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ anyị nʼoge abalị. Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu anyị. Ka anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na ọn gọzie unu.
Every verse in Psalms 134
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.