Abụ Ọma 134:3
Psalms 134:3
“Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na Zayọn gọzie unu.”
Abụ Ọma 134:3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 3 of 3 in Abụ Ọma chapter 134 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Abụ Ọma 134 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Toonu anyị, unu ndị ohu anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ anyị nʼoge abalị. Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu anyị. Ka anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na ọn gọzie unu.
Every verse in Abụ Ọma 134
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.