Psalms
Psalms 134
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Psalms 134 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Toonu anyị, unu ndị ohu anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ anyị nʼoge abalị. Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu anyị. Ka anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na ọn gọzie unu.
Every verse in Psalms 134
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.